Ibiyemi Olatunji-Bello

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ibiyemi Olatunji-Bello
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaBello Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Eprel 1964 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
ụdị ọrụ yaEducation, physiology Dezie
onye were ọrụMahadum nke Ȯra Lagos Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ibadan, Mahadum nke Lagos, University of Texas at Austin Dezie
ogo mmụtabachelor's degree, nzere masters Dezie
Onye òtù nkeAmerican Physiological Society Dezie
webụsaịtịhttps://ibiyemiolatunjibello.com/ Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie
Ibiyemi Olatunji-Bello
9th Vice-Chancellor of Lagos State University
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
16 September 2021
Appointed byBabajide Sanwoolu
Preceded byOlanrewaju Fagbohun
Personal details
Born (1964-04-23) 23 Eprelụ 1964 (age 60)
Lagos, Nigeria
Spouse(s)Olatunji Bello

Ibiyemi Olatunji-Bello (amụrụ n'abalị iri abụọ na atọ n'ọnwa nke anọ (Eprel) n'afọ 1964 bụ onye nkuzi Naijiria. Ọ bụ prọfesọ fịsịọlọgi nke ndi oyibo na- akpọ physiology[1] ma burukwa onye isi nke Iteghete na mahadum Lagos Steti .[2]

Akụkọ ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Olatunji-Bello na obodo Ologbowo Idumota, Lagos Island na mpaghara ọdịda anyanwụ nke Naịjirịa na 23 Eprelụ, 1964. Ọ gara Anglican Girl Grammar School na Surulere n'etiti afọ 1970 na 1974 na Methodist Girls' High School, Yaba maka agụmakwụkwọ sekọndrị Junior na Senior n'etiti 1974 na 1979. Maka agụmakwụkwọ tertiary, ọ gara Lagos State College of Science and Technology, Mahadum Ibadan ebe ọ nwetara nzere bachelọ na physiology na 1985. O nwetara nzere masta na physiology na Mahadum Lagos n'afọ 1987.[3] Ọ gakwara Mahadum Texas na San Antonio, Health Science Centre, San Antonio n'etiti afọ 1994 na 1998.[4]

Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nkuzi na College of Medicine, Mahadụm Lagos ma rịa elu, mesịa ghọọ prọfesọ nke physiology na Lagos State University College of Medicine na 2007. Ọ rụrụ ọrụ dị ka osote osote onye isi nke Lagos State University(LASU) n'afọ 2008.[4] Ọ rụkwara ọrụ dị ka onye na-anọchite anya osote onye isi nke Mahadum Lagos State nke a maara dị ka LASU tupu a họpụta Prọfesọ Ibiyemi Olatunji-Bello dị ka onye isi nke itoolu nke Mahadụ Lagos State (LASU).[3] N'ajụjụ ọnụ ya na The Nation, o kwùrù na ọ ghọrọ osote chancellor bụ n'ihi na ọ bụ oge Chineke họpụtara maka ya.[2]

Oriakụ Olatunji-Bello lụrụ kọmishọna Bello Olutunji nke bụ kọmishọna maka gburugburu ebe obibì na mmiri na Lagos State, Nigeria. Oriakụ Bello-Olutunji nwere ụmụ atọ.[4][5][6]

Onyinye na nkwanye ùgwù[dezie | dezie ebe o si]

Olatunji-Bello bụ ọnye natara The Feminine Nigerian Achievement Award na ngalaba nke The Most Outstanding in Tertiary Education .[7]

Olatunji-Bello nọkwa na ndepụta nke "Nwunye Naịjirịa Kwa Afọ: 100 Nwanyị Na-eduga" maka afọ 2022.[8]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Anyanwu (2019-12-22). We must keep talking about social issues until govt does the needful –Prof. Ibiyemi Tunji Bello (en-US). The Sun Nigeria. Retrieved on 2021-09-16.
  2. 2.0 2.1 LASU VC: ’it’s my appointed time’ (en-US). The Nation Newspaper (2021-10-04). Retrieved on 2021-10-07.
  3. 3.0 3.1 Oamen (2021-09-16). UPDATED: Professor Olatunji-Bello is new LASU VC (en-US). The Nation Newspaper. Retrieved on 2021-09-16.
  4. 4.0 4.1 4.2 Ugbodaga (2021-09-16). Tunji Bello's wife Prof. Ibiyemi named new LASU VC. PM News. Retrieved on 2021-09-16.
  5. Ibiyemi Bello: 16 facts to know about new LASU VC (en-US). Vanguard News (2021-09-16). Retrieved on 2021-09-25.
  6. I wanted to be a policewoman, became lecturer by providence –LASU VC, Prof Olatunji-Bello (en-US). Punch Newspapers (2022-02-19). Retrieved on 2022-02-20.
  7. LASU VC emerges Nigeria’s most outstanding woman in tertiary education - AF24News (en-US) (2022-02-23). Archived from the original on 2022-02-23. Retrieved on 2022-03-08.
  8. IWD: Chimamanda Adichie, TY Bello, Ndidi Nwuneli, Adesua Dozie, Aiboni Elohor, Hafsat Abiola-Costello make list of 100 Leading Women in Nigeria (en-US). Vanguard News (2022-03-08). Retrieved on 2022-03-08.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Official website
  • Publications by Ibiyemi Olatunji-Bello at ResearchGate