Ibrahim Barssi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ibrahim Barssi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSudan Dezie
Aha enyereIbrahim Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1970 Dezie
Ebe ọmụmụSennar Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụomenkà, onye ese, onye nkuzi Dezie

Ibrahim Barssi (amụrụ n'afọ 1970) bụ onye na-ese ihe na Sudan. A mụrụ Barssi na Sennar n'akụkụ Osimiri Blue Nile. Ọ sonyeere ngalaba nke Fine Arts, Alexandria, Egypt. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nkuzi asụsụ Bekee na Sudan. Ọ bi na Sydney, Australia.[1]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Ibrahim Barssi Anwar King