Idiat Amusu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ


Idiat Amusu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoIdiat Amusu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Novemba 1952 Dezie
Ebe ọmụmụKano Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụinjinia Dezie
ụdị ọrụ yaagricultural technology Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Nigeria Dezie
ogo mmụtaBachelor of Science Dezie
Ebe obibiLagos Dezie
Ebe ọrụLagos Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1996 Dezie
agbụrụNdi Yoruba Dezie
Onye òtù nkeNigerian Society of Engineers Dezie

Idiat Aderemi Amusu (amụrụ ụbọchị ọnwa iri na otu dị na iri abụọ na asaa na afọ nari iri itoolu iri ise na abụọ na obodo Kano) bụ onye injinia Naijiria. Ọ bụ nwanyị mbụ na-arụ ọrụ ugbo na Naijiria na nwanyị mbụ so na kansụl nke Council for the Regulation of Engineering in Nigeria (COREN).[1] Ọ bụ otu n'ime ndị guzobere Association of Professional Women Engineers of Nigeria (APWEN) n'afọ nari iri itoolu iri asatọ na atọ.[2][3][4]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ gara St Theresa College, Ibadan na Baptist High School, Iwo ebe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị ya. Ọ gara Mahadum nke Naijiria Nsukka wee nweta BSc na injinia ugbo na afọ nari iri itoolu iri asaa na asaa. Ọ gụsịrị akwụkwọ na klas nke abụọ nke Upper Division wee bụrụ nwanyị mbụ gụsịrị akwụkwọ nke injinia ọrụ ugbo na Naịjirịa. O mechara nweta Postgraduate Diploma na Masters na Food Science and Technology. Ọ bụ onye otu Nigerian Society of Engineers, Fellow nke Nigerian Institution of Agriculture Engineers na Fellow nke Naịjirịa Institute of Food Science and Technology.[3]

  1. Celebrating Engr (Mrs) Idiat Amusu, an Ex-Student of St. Teresa's College and Past Coordinator of STCOGA Lagos Chapter.
  2. ‘We will improve prospects of potential engineers’ (11 June 2018).
  3. 3.0 3.1 Idiat Amusu, First Female Graduate of Agricultural Engineering in Nigeria: Celebrating an engineer per excellence. My Engineers (27 November 2018).
  4. Joanna Maduka lecture holds today (en-US). The Guardian Nigeria News – Nigeria and World News (8 May 2018).