Ihe Aghasaa
Ọdịdị
Ihe Aghasaa
| Aha | Things Fall Apart |
|---|---|
| Ndị sotere | No Longer at Ease |
| Form of creative work | novel |
| Ụdị | fiction literature |
| Nwere mbipụta ma ọ bụ ntụgharị asụsụ | Shujaa okonkwo, Things Fall Apart, Q132356207 |
| Odee akwụkwọ | Chinụa Achebe |
| Afọ/ụbọchị mbipụta | 1958, 1968 |
| Mba osi | Obodoézè Nà Ofú |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
| Usoro nkesa | printed book |
| Nwere àgwà | debut novel |
Ihe Aghasaa (Bekee: Things Fall Apart) bụ akwụkwọ izizi nke Chinua Achebe dere n'ahọ 1958. Ọ gbasara ndị bi n'Ala Igbo mgbe ndị ọcha bidoro ịbịa. Akwụkwọ nka so na akwụkwọ kachasị ewu ewu n'ụwa na o soro na akwụkwọ Afrịka izizi iwu ewu n'Ala Bekee na mba ndị ọzọ na-asụ Bekee. Na 2007 Izuu Nwankwọ tụgharịrị ya n'Igbo.