Rapper, recording artist, music executive, businessman and Actor.
Years active
2000–present
Labels
CAPital Hill Music/The Goretti Company
Illbliss, nke akpọrọ iLLBLISS, bụ onye egwu na-ede egwu / ndekọ hipụ-họpụ nke Naịjirịa, onye na -eme ihe nkiri, onye ọchụnta ego na onye nwe ụlọ ọrụ nchịkwa talentị nke akpọrọ'' The Goretti Company ',[1][2] ụlọ ọrụ hụrụ maka ịmalite ọrụ nke Chidinma na Phyno, na ndị ọzọ. Amaakwara ya dịka "Oga Boss", ọ natara ọtụtụ nhọpụta na nweta akara ugo, nke ọkachamma na vidiyo Hipụ Họpụ (maka egwu ya "U Go Wound O!!") N'afọ 2008 nke "Soundcity Music Video Awards" . Onyinye e nyere ya bụ onye Amerịka na-eti egwu bụ Nas . N’afọ 2019, ọ pụtara mbụ na ime ihe nkiri. A hụrụ ya na ihe nkiri ndịa:[3]</br> "King of Boys" dịka Odogwu. [4] Abọm izizi ya, "Dat Ibo Boy", nke pụtara na 2009, [5] nke nwere, “Aiye Po Gan! (Enuf Space) ". [6] Ọ wepụtara abọm ọhụrụ na Julaị 2020, "Illy Chapo X" [7]