Gaa na ọdịnaya

King of Boys: The Return of the King

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
King of Boys: The Return of the King
television series
AhaKing of Boys: The Return of the King Dezie
Ụdịdrama television series, political thriller Dezie
Afọ/ụbọchị mbipụta27 Ọgọọst 2021 Dezie
Mba osiNaijiria Dezie
Mmalite asụsụ ihe ngosiEnglish, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Asụsụ Yoruba Dezie
Onye nduziKemi Adetiba Dezie
Onye na-emepụta iheKemi Adetiba Dezie
Produced byKemi Adetiba Dezie
Plot expanded inKing of Boys Dezie

Eze ụmụ nwoke: Nlaghachite nke Eze bụ usoro ihe nkiri nwere akụkụ asaa naanị. Ọ pụtara n' afọ 2021, ọ bụ Kemi Adetiba duziri ya. Ewepụtara ya na ụbọchị nke iri abụọ na asaa n'ọnwa Ọgọst n'afọ 2021. [1] Ọ pụtara naanị na Netflix dị ka usoro nke ihe nkiri maka ndọrọ ndọrọ ọchịchị na mpụ nke Naijiria nke 2018, akpọrọ Eze nke Ụmụ nwoke . [2] [3] Sola Sobowale na Toni Tones rụzigharịrị ọrụ ha dị ka Eniola Salami na Reminisce, Illbliss, Akin Lewis, Osas Ighodaro na Keppy Ekpenyong gosipụtakwa ọrụ ha na ihe nkiri ahụ. Ndị ọzọ soo mee ihe nkiri nke a gụnyere Nse Ikpe-Etim, Richard Mofe Damijo, Efa Iwara, Deyemi Okanlawon na Charly Boy.[2]

Nkọwapụta

[dezie | dezie ebe o si]

Usoro a gosipụtara Eniola Salami mgbe ọ lọtara ka ọ nọsịrị afọ ise n'ebe ọgbagara ọsọ. Ọ nweghị afọ ojuju na echiche n'atụmanya nke mmalite ndụ ọhụrụ, ọ malitere ma ga ghachi ngwa ngwa, na-achọ imezi aha ya site na onye ama ama n'eme ihe ọjọọ. Ọ chekwara na oga eme bụrụ onye ezigbo mmadụ nke na etinye aka na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke ziri ezi. Ma'na oge nke a ọchọrọ ọkwa dị elu karịa nke ọchọrọ na mbụ.

Ndị mere ihe nkiri nke a

[dezie | dezie ebe o si]
  • Sola Sobowale dị ka Eniola Salami
  • Toni Tones dị ka Eniola Salami mgbe ọdị n'nwata
  • Reminisce ka Makanaki
  • Illbliss dị ka Odogwu Malay
  • Akin Lewis dị ka Aare Akinwande
  • Osas Ighodaro dị ka Sade Bello
  • Titi Kuti dị ka Ade Tiger
  • Keppy Ekpeyong dị ka Onye isi ala Mumusa
  • Nse Ikpe Etim dị ka First Lady Jumoke Randle
  • Richard Mofe-Damijo dị ka Reverend Ifeanyi
  • Efa Iwara dị ka Dapo Banjo
  • Deyemi Okanlawon dị ka Adetola Fashina
  • Charly Boy dị ka Odudubariba
  • Bimbo Manuel dị ka Maazị Mogaji
  • Taiwo Ajai-Lycett dị ka Chief Mrs Randle
  • Lord Frank dị ka Tunde Randle
No.TitleDirected byWritten byOriginal release date
1"A King's Welcome"Kemi AdetibaKemi AdetibaAugust 27, 2021 (2021-08-27)
After being cleared of all charges, Eniola Salami returns to a hero's welcome in Nigeria. She declares her ambition to become the next governor of Lagos State. She engages in self-flagellation as she accuses herself for the death of her children. She discovers that half of the table members are no longer loyal to her. She visits her children's graves and then engages a crowd telling them that she's no politician but is fit to be governor because she is a product of her own hardwork. Eniola is often interjected by admonishment from her younger self and experiences continuous internal battles. Dapo Banjo, a journalist gets an anonymous tip and convinces his editor, Mr. Mogaji to let him write an expose on how Eniola gained her freedom.
2"A Wounded Lion is Still a Lion"Kemi AdetibaKemi AdetibaAugust 27, 2021 (2021-08-27)
Eniola's campgain is in full swing. She courts reverend Ifeanyi whose endorsement is highly revered. He however refuses Eniola's bribe. She takes her campgain activity to the market women but is ambushed by First Lady Jumoke Randle making her visibly angry. She visits the head of market people, the Iya Oloja who appears to be in support of Governor Randle. Odudubariba in a fit of anger declares that Eniola must acede to him as the new King. Eniola asks Ade Tiger for his opinion about her governorship aspiration; he informs her that her fixation on the election puts them at a loss in their other business as Odudubariba has taken over half the table.
3"An Old Friend"Kemi AdetibaKemi AdetibaAugust 27, 2021 (2021-08-27)
Eniola's campgain team try to convince her to announce upcoming nuptials in order to appear acceptable. This infuriates her. She meets with President Mumusa to ask for his support as his party's gubernatorial candidate and makes it clear that she was instrumental in his election as president. She vows to unseat him if he does not throw his weight behind her. Makanaki resurfaces.
4"The Devil's Revenge"Kemi AdetibaKemi AdetibaAugust 27, 2021 (2021-08-27)
Makanaki kills all his former goons. This is witnessed by 2 neighbourhood kids. The CMP party gubernatorial candidate steps down from the party ticket, leaving Eniola as the front runner. She accepts the party ticket and entertains questions from the press. Dapo Banjo asks why she was pardoned by the president and she denies any personal relationship with the president as her charges were dropped and she was not pardoned. He also asks why she is referred to as the "King of Boys" to which she responds that she came from the streets and will accept any moniker bestowed upon her. Eniola takes a meeting with the First Lady and the meeting ends in deadlock. The First Lady seeks help from Aare and the governors mother. Odogwu questions the boy that witnessed Makanaki's deeds.
5"Walls Closing In"Kemi AdetibaKemi AdetibaAugust 27, 2021 (2021-08-27)
Dapo Banjo interviews inspector Gobir who rebukes him. He goes backed to his office and realises that he missed a parcel bomb by a hair's breath. Odogwu informs Eniola that someone has been going around killing their goons, ransacking their warehouses and impersonating Makanaki. She asks him if Makanaki's body was burnt. Eniola meets up with Mr. Gobir. Dapo's boss tries to convince him to stop chasing the story about Eniola and the president as he was almost killed but Dapo is convinced that he is closing in on the story. Makanaki visits a Babalawo and prays for the defeat of his enemies and to be crowned the King of Boys. Odogwu calls a truce meeting where he declares that a war is being waged against members of the table and suggests that Eniola is too busy with her gubernatorial aspirations. Ade Tiger meets up with a mystery woman who suggests that he worked for the Aare in Eniola's absence and is now a double agent. Eniola attends a table meeting by proxy.
6"Trouble Sleep..."Kemi AdetibaKemi AdetibaAugust 27, 2021 (2021-08-27)
The table resolves to help the president win his reelection and to help Eniola win her gubernatorial seat in exchange for her crown and throne. She attends a debate where the First Lady confronts her and threatens to expose Eniola. Eniola reveals the first lady's past as a prostitiute. While at the debate, Eniola's SUV is rigged with a bomb. Makanaki and his goons attack Eniola and the bomb detonates. Ade Tiger frames Boxer for planting the bomb. Eniola stabs Boxer. Eniola pays Aare a surprise visit and presents him Boxer's eyes, leaving him bewildered. Makanaki reveals himself to Odogwu.
7"A Handover Ritual"Kemi AdetibaKemi AdetibaAugust 27, 2021 (2021-08-27)
Odogwu runs home and finds that his family has been killed. Makanaki follows him and kills him. Ade Tiger grants Dapo Banjo a tell-all interview and reveals to Dapo Banjo that he double-crossed her because she does not appreciate loyalty despite their longstanding history. Eniola confronts Reverend Ifeanyi with details from his past and in turn wins his endorsement. In a turn of events, Mr. Mogaji grants a press conference implicating Dapo as being an instrument of the First Lady to hurt Eniola and other opponent's campaign. Dapo confronts Mr. Mogaji. The First Lady is thrown out of the government house. Whilst election results are coming in, Eniola attends a table meeting and Ade Tiger appeared to have turned against Eniola. Eniola pleads to do a proper handover ritual before she gets killed and in a plot twist, she commands Ade Tiger to kill all the table members and presents Makanaki as her successor. Following her election victory, she returns home to felicitations. In a post credits scene, Aare is killed by Makanaki's ninja lady.

Mmepụta na mwepụta

[dezie | dezie ebe o si]

N'ọnwa Septemba n'afọ 2020, ekwuputara na Netflix kwadoro mmepụta nke King of Boys 2 dị ka usoro nke ihe nkiri ime mpụ nke emere n' afọ 2018 site n'aka Kemi Adetiba. E kwuru na ihe nkiri ahụ ga- egosi ndị ochie soro n' agba nke mbụ ya na ndị ọhụrụ. [4] E mebere ya mbụ ka ọ bụrụ ihe nkiri mana emechara mee ya ka ọdị n' ụdị usoro ihe nyonyo, televishọn. [5] E wepụtara obere ihe ngosi nkeji anọ nke ihe nkiri ahụ na ụbọchị iri na isii n'ọnwa Septemba n'afọ 2020. [6] E ji ọnwa atọ wee mee ihe nkiri nke a nke kwụsịrị na ụbọchị atọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 2020. [7] E wepụtara ya n'ozụzụ oke ya na Mọnde, mbọchị iri na isii n'ọnwa Ọgọst n'afọ 2021. [5] E wepụtara ya naanị na Netflix n'mbọchị iri abụọ na asaa n'ọnwa Ọgọst, n'afọ 2021. [8]

Toni Tones jiri usoro ime ihe maka ọrụ ya ka ọwere dị ka Eniola na-eto eto. Ọ ga mụọ asụsụ Yoruba n'ihi ọkwu ya na ihe nkiri nke a dị n'asụsụ ahụ. Ọ bụ Dele Adetiba kụziiri ya ihe nke a. [9]

Sola Sobowale nwetara otuto nke ukwuu maka ime ihe nkiri nke ahụ. [10] Na ntụle nke edere na Pulse Nigeria, Precious Nwogu dere "'Nlọghachi nke Eze' gosipụtara nkwa ya ma gbasie mbọ ike site na nkọwa nke na ezuchaghị oke, nke n'adịghịcha mma na nke ndị soo mee ihe nkiri nke a na adịghịcha oke ụtọ. Isi atụmatụ na-eso asọmpi ịzọ ọchịchị gọvanọ na ọgụ ike nke Eniola na Randles mere ka ihe nkiri nke a doo anya, dị ọhụrụ ma nye aka akụkọ ihe a na egosi di ụtọ na ntị na anya n'usoro ihe omume asaa nile nke ihe nkir ahụ." [8] Onye nyocha maka Culture Custodian kwuru na akụkọ nke dị n'okirikiri Dapo Banjo na ezinụlọ ya dị ogologo ma “karịa akarịa” ebe ụzọ esi wedata akụkọ maka Makanaki dị ka onye ọjọ ala adịghị mma. Onye nyocha ahụ kwubiri na "N'ikpeazụ, nchere nke echere ka Nlaghachi nke Eze pụta kwesịrị ekwesị!" [11] N' akụkọ ọzọ, onye nyocha sitere n'akụkọ KemiFilani toro Adetiba maka iji ọkụ, onyinyo na iji akụkụ dị iche iche see foto. O kwukwara na "N'ikpeazụ, ihe ndị a na egosipụta oke ụda ihe nkiri KOB dara; Ana m enye Nlaghachi nke Eze akara narị pasentị." [10] Onye nyocha nke Pulse Nigeria kwuru na "' Nlaghachi nke Eze ' jiri oke ọkụ dị elu wepụ ya ihe omimi." [8] Otu onye nyocha nke <i id="mwbA">Daily Trust</i> kwuru na ihe nkiri a juputara n' akụkọ nke dị oke ogologo dị ka ọ na -adịkarị na ejiji Nollywood. [12] Onye nyocha maka <i id="mwcQ">The Cable</i> toro ime ihe nkiri ahụ, na ekwupụta na onweghị "ihe na -emebiga ihe ókè ma ọ bụ ihe na -adịghị mma" na ya ewepụ Titi Kuti na Charly Boy. Onye nyocha ahụ nyekwara KOB otuto maka isiokwu na mkparịta ụka mana o nyere ọkwa dị ala maka egwu ejiri mee ihe nkiri ahụ, ihe ụfọdụ anya n'ahụ na mmetụta ụda. [13]

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]

 

  1. Cocomello (2021-07-30). Everything New on Netflix This August (en-ZA). www.glitched.online. Retrieved on 2021-08-06.
  2. 1 2 Adekanye (2021-07-26). King Of Boys: The Return Of The King Returns As 7-Episode Series (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Archived from the original on 2021-07-29. Retrieved on 2021-08-06.
  3. Kemi Adetiba announces release date for King of Boys sequel (en-US). Punch Newspapers (2021-07-26). Retrieved on 2021-08-06.
  4. Augoye (2020-09-21). Netflix approves ‘Citation’,‘Òlòtūré’, ‘King of Boys 2’, one original Nigerian series (en-GB). Premium Times. Retrieved on 2021-08-17.
  5. 1 2 Anita Patrick. Netflix first original series from Nigeria drops highly anticipated trailer. CNN. Retrieved on 2021-08-16.
  6. Bada (2020-09-21). Kemi Adetiba’s King Of Boys sequel gets tongues wagging (en-US). The Nation (Nigeria). Retrieved on 2021-08-06.
  7. Nwogu (2020-11-04). Kemi Adetiba confirms filming has wrapped up for 'King of Boys 2' (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-08-06.
  8. 1 2 3 Nwogu (2021-08-27). 'KOB: The Return of the King' [Pulse Movie Review] (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-08-28.
  9. Nwogu (2021-08-30). King of Boys : Toni Tones details injuries from filming film and series (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-08-31.
  10. 1 2 Adebayo (2021-08-27). KOB Movie Review: Is the 'Return Of The King' worth the hype and your time? (en-GB). Kemi Filani News. Retrieved on 2021-08-28.
  11. Udodiong (2021-08-27). Review: ‘King of Boys: The Return of the King’ Is Worth The Wait (en-US). The Culture Custodian (Est. 2014). Retrieved on 2021-08-28.
  12. The Return of the King reveals Nigeria’s political dirty games (en). Daily Trust. Retrieved on 2021-09-14.
  13. Alade (2021-09-03). King of Boys 2: Why it is a 6/10 for me (en-US). TheCable. Retrieved on 2021-09-14.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]