King of Boys
aha | King of Boys |
---|---|
ụdị | drama film, political thriller film |
ndi mgbasa ozi | Netflix |
mba osi | Naijiria |
Mmalite asụsụ ihe ngosi | Bekee, Asụsụ Yoruba, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Asụsụ Hausa |
afọ/ụbọchị mbipụta | 26 Ọktoba 2018 |
ụbọchị mmepụta | 2018 |
Onye nduzi | Kemi Adetiba |
Odee akụkọ ihe nkiri | Kemi Adetiba |
onye nduzi foto | Idowu Adedapo, Olabode Lawal |
film crew member | Uche Odoh, Kemepade Bobby Bedford, Onome Owah |
onye na-emepụta ihe | Kemi Adetiba |
ekesa site | Netflix, FilmOne |
ebe akụkọ | Naijiria |
Ihe nrite | Africa Movie Academy Awards, Africa Magic Viewers' Choice Awards, African Entertainment Awards USA |
usoro nkesa | video on demand |
Kijkwijzer rating | 16 |
ụbọchị ọkwa | Ọktoba 2018 |
King of Boys bụ ihe nkiri ndọrọ ndọrọ ọchịchị mpụ nke Naijiria nke afọ 2018 nke Kemi Adetiba mebere ma duzie ya. Ọ bụ ihe nkiri nke abụọ Kemi Adetiba duziri nke sochiri'' The Wedding party'' . [1] o wehachitekwara njikọta n'etiti Adetiba na Adesua Etomi na Sola Sobowale, mgbe ha rụsịrị ọrụ ọnụ na orụ mmalite ya, The Wedding Party . [2] Ihe nkiri a lekwasịrị anya na ndị nwere ikike na ndị rapper Illbliss na Reminisce n'ọrụ ihe nkiri mbụ ha. [3] [4] [5] Ndị ọzọ Sonyere gụnyere Paul Sambo, Osas Ajibade, Toni Tones, Sani Muazu, Demola Adedoyin na Akin Lewis. [6]
Akụkọ Ndịnaya
[dezie | dezie ebe o si]King of Boys na- akọ akụkọ Alhaja Eniola Salami (nke Sola Sobowale na- mere), nwanyị ọchụnta ego na onye na-ahụ maka ọdịmma nke nwere ntụanya ndọrọ ndọrọ ọchịchị n'ọdị̀nihu.. Ọ tinyere uchu na mmụọ n'ihe gbasara ọchịchị nke bụghachiịri ihe ịma aka n'ihu nyere ihe niile gbara ya gburugburu n'ihi ogo ndọrọ ndọrọ ọchịchị ya na-eto eto. Iji pụta na nke a , ntụkwasị obi bụụrụ ya ihe mgbagwoju anya, n'ihe n'amaghị onye ọ ga-ele anya n'ezie, nke a mekwara ya enwéghị mmụọ ebere.
Ndị Sonyere n'ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- Sola Sobowale dịka Alhaja Eniola Salami
- Adesua Etomi dị ka Kemi Salami
- Jide Kosoko dị ka Alhaji Salami
- Osas Ighodaro dị ka Sade Bello
- Illbliss dị kaOdogwu Malay
- Reminisce dị ka Makanaki
- Toni Tones ka Salami na-eto eto
- Akin Lewis dị ka Aare Akinwade
- Demola Adedoyin dị ka Kitan Salami
- Sani Mu'azu ka Inspector Shehu
- Paul Sambo dị ka Nurudeen Gobir
- Sharon Ooja dị ka Amaka
- Jumoke George dị ka party Gossip 1
nnabata
[dezie | dezie ebe o si]Edepụtara ya dị ka otu n'ime ihe nkiri iri kachasị na 2018. [7] Na nyocha nke Pulse Nigeria, Ayomide Tayo dere; "Maka ebumnuche ya niile imepụta ọmarịcha ihe nkiri ndọrọ ndọrọ ọchịchị, King of Boys . Ọbụlagodi na oge ihuenyo belatara, ihe nkiri ahụ etozuchaghị ịkọ akụkọ ndụ na oge nke onye omekome " [8]
Bọs ọfịsị
[dezie | dezie ebe o si]King of Boys nwetara nde puku narị naira abụọ ka izu asaa gachara na sinima [9] na nde puku narị naịra abụọ na iri anọ na ise n'ozuzu ya. [10]
Usoro
[dezie | dezie ebe o si]Ihe na-esote bụ, The Return of the King pụtara n'abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Ọgọst 2021 naanị na Netflix dị ka usoro nwere oke akụkụ asaa. [11]
Ihe nrite na nhọpụta
[dezie | dezie ebe o si]Afọ | Ihe nrite | Otu | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|
2019 | Ihe nrite nke African Movie Academy Awards | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [12] | |
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | ||||
Ihe nrite Nhọrọ nke Ndị na-ekiri Magic Africa | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [13] [14] | ||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ihe nkiri Naijiria nke 2018
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Izuzu. "Plot for Kemi Adetiba's anticipated movie revealed", 21 May 2018. Retrieved on 9 October 2018.
- ↑ Dayo. "You guys, the trailer for Kemi Adetiba's "King of Boys" is here and it will make your heart race", 13 August 2018. Retrieved on 9 October 2018.
- ↑ Ono. "Watch Out For Reminisce As He Makes Debut In Nollywood Movie "King Of Boys"", 18 January 2018. Retrieved on 9 October 2018.
- ↑ Alli. "Illbliss joins cast list of Kemi Adetiba's 'King of Boys'", 20 January 2018. Retrieved on 9 October 2018.
- ↑ Odejimi. "Illbliss, Reminisce, Omoni Oboli, Adesua Etomi To Star In Kemi Adetiba's "King Of Boys"", 18 January 2018. Retrieved on 9 October 2018.
- ↑ Cable Lifestyle. "Boys' teaser reveals little but will keep you in suspense", 2 May 2018. Retrieved on 29 October 2018.
- ↑ 'King of Boys', 'Lion Heart,' others top 10 Nollywood movies for 2018 (en-GB) (2019-01-08). Retrieved on 2021-08-25.
- ↑ Tayo (2018-11-05). King of Boys is a movie that Nollywood needs right now (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-08-26.
- ↑ Bada (2018-12-12). Kemi Adetiba is emotional after 'King Of Boys' reportedly grossed N200m in 7 weeks (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-08-25.
- ↑ Top 50 Releases of all time in West Africa. Page 18-19.
- ↑ Nwogu (2021-08-27). 'KOB: The Return of the King' [Pulse Movie Review] (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-08-28.
- ↑ King Of Boys: The Return Of The King Returns As 7-Episode Series (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-07-26). Archived from the original on 2021-07-29. Retrieved on 2021-08-06.
- ↑ 2020 AMVCA: Check out the full nominees' list (en). Pulse Nigeria (2020-02-07). Retrieved on 2021-08-22.
- ↑ Ayoola (2020-03-16). AMVCA7: King of Boys gets snubbed, Nigerians react (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2021-08-22.