Innocent Egbunike

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Innocent Egbunike
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoInnocent Egbunike Dezie
Aha enyereInnocent Dezie
aha ezinụlọ yaEgbunike Dezie
aha gọọmentiInnocent Egbunike Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya30 Novemba 1961 Dezie
Ebe ọmụmụOnịchạ Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụsprinter, asọmpi egwuregwu Dezie
ebe agụmakwụkwọAzusa Pacific University Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwuegwuregwu Dezie
so na1988 Summer Olympics, 1984 Summer Olympics Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

   

Innocent Egbunike
colspan="2" class="infobox-header" style="background:
  1. CCCC99;" |Personal information
Born 30 November 1961
colspan="2" class="infobox-header" style="background:
  1. CCCC99;" |
Medal record
Page Àtụ:Infobox/mobileviewfix.css has no content.
Egwuregwu Ụmụ nwoke
Na-anọchite anya Naijiria
Egwuregwu Olimpik
Bronze medal – third place 1984 Los Angeles 4x400 m relay
Mmeri Ụwa
Silver medal – second place 1987 Rome 400 mita
Egwuregwu Afrịka niile
Gold medal – first place 1987 Nairobi 400 mita
Summer Universiade
Gold medal – first place 1983 Edmonton 200 mita

Innocent Ejima Egbunike (amụrụ n'abalị iri atọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1961) bụ onye Naịjirịa na-agba bu ọsọ.

Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Azusa Pacific, ebe ọ ka nwere ihe ndekọ n'ụlọ akwụkwọ ahụ na mita nari anọ na ihe ndekọ NAIA na-akpaghị aka na mita Narị abụọ.[1][2]

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

Na 1983 Summer Universiade ọ meriri mita narị abụọ. Na mpaghara, ọ meriri na egwuregwu a kpọrọ 1987 All-Africa Games yana ihe nrite ọla edo atọ na African Championships.

O ritere ọla nchara n'egwuregwu Olympic na 4 x 400 mita relay na Los Angeles n'afọ 1984. Ọ mechara bụrụ onye nke isii na ngwụcha nke asọmpi mita Nari anọ. Afọ anọ ka e mesịrị na Seoul, ọ nọ n'ọnọdụ nke ise. Na mgbakwunye, o ritere ihe nrite ọlaọcha na mita narị na ihe a kpọrọ 1987 Championships mba uwa niile.

O nwetakwara ihe nrite ọla edo na mita narị abụọ na ihe a kpọrọ 1983 Summer Universiade na 20.42 sekọnd kacha mma nkeonwe; Ọ sochiri nke a site na ịmecha dịka onye nke isii n'ọsọ agbara n'ebe ogo ụwa na mita narị abụọ nke ikpeazụ na 1983 World Championships in Athletics na Helsinki.

O nwetakwara mmeri na Soviet mita otu narị n'afọ 1983.

Ihe mere ka Ọ kwusiri Igba Ọso[dezie | dezie ebe o si]

Mgbe ọ lara ezumike nká na asọmpi ọ ghọrọ onye nkuzi dị otu na-agbara Naijirịa oso n'afọ 1996 na 2000 Summer Olympics, ma burukwa onye isi nchịkwa na 2008 Summer Olympics. Ọ bụ onye nkuzi nke Angelo Taylor, onye nwetara ọla edo na ọsọ mịta nari ano na 2008 Summer Olympics, onye nkuzi Chris Brown, onye nke anọ na mịta nari anọ na 2008 Summer Olympic Games. Ugbu a Egbunike bụ onye isi nchịkwa nke otu ndi na-agba ọsọ na Pasadena City College's.

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

Representing Àtụ:NGR
1984 African Championships Rabat, Morocco 1st 200 m 20.66
1987 All-Africa Games Nairobi, Kenya 1st 400 m 44.23

Ihe kacha mma[dezie | dezie ebe o si]

  • 100 mita - 10.15 sekọnd (1984)
  • 200 mita - 20.42 sekọnd (1983)
  • 400 mita - 44.17 s (1987) - Commonwealth Record ruo na 2012 Olympic final
  • 800 mita - 1.51.1 nkeji (1986)

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Egbunike bụ ezigbo enyi Christian Okoye, bụ onye na-agba ọsọ azụ nke ndị apọrọ Kansas City Chief. O zute Okoye mgbe ha abụọ bụ ndi a na-azụ maka otu egwuregwu nke Naịjirịa. Mgbe ọ nọ na ebe akpọrọ Asuza Pacific, ọ gwara ndị nkuzi ya banyere ikike Okoye nwere na egwuregwu a kpọrọ discus ma ha kpebiri inye Okoye agụmakwụkwọ maka track na field.[3]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. History - Track and Field - Cougar Athletics - Azusa Pacific University. Apu.edu. Retrieved on 2010-09-27.
  2. NAIA men's outdoor track and field. naiahonors.com (6 January 2009). Retrieved on 23 August 2019.
  3. A Bruiser from Asuza. si.com (27 April 1987). Retrieved on 3 February 2018.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  • Innocent Egbunike na Ewuregwu mba uwa


Àtụ:Footer All-Africa Champions 400 m MenÀtụ:Footer African Champions men's 200 metresÀtụ:Footer African Champions men's 400 metresÀtụ:Footer Universiade Champions 200m MenÀtụ:Footer Universiade Champions 400m Men