Innocent Umezulike

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Innocent Umezulike
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereInnocent Dezie
aha ezinụlọ yaUmezulike Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya21 Septemba 1953 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Rivers Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya26 Jụn 2018 Dezie
Ebe ọ nwụrụLondon Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye òká ikpe, academic Dezie
onye were ọrụMahadum nke Ibadan, Mahadum Nnamdi Azikiwe Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Lagos Dezie

 

Innocent Azubike Umezulike OFR (21 Septemba 1953 - 11 June 2018) bụ onye ọka iwu Naịjirịa nke jere ozi dịka onye ọka ikpe ukwu nke Enugu Steeti ruo ihe karịrị afọ iri na atọ.[1] Ọ ka bụ onye ọka ikpe kachasị nọ ogologo oge na South-Eastern Nigeria, na onye ọka ikpe nke abụọ kachasị nọ ogologo oge na Nigeria.[2]

Agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Innocent Azubike Umezulike na 21 Septemba afọ 1953 na Rivers State, ndịda Nigeria. Ọ gara St. Vincent Secondary School, ebe ọ nwetara asambodo ụlọ akwụkwọ West African n'afọ 1971.[3] Ọ gara Mahadum nke Lagos, ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere bachelọ na iwu n'afọ 1976.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ sonyeere Nigerian Television Authority dịka osote onye ndụmọdụ iwu na ụlọ ọrụ ahụ.[4] A nabatara ya na Nigerian Bar Association n'afọ 1980.[5]

N'afọ 1983, Umezulike sonyeere ngalaba iwu nke Mahadum nke Ibadan tupu ọ banye na Mahadum Nnamdi Azikiwe, ebe ọ malitere dịka nnukwu onye nkuzi n'afọ 1987 wee bụrụ prọfesọ n'afọ1992.[6] N'ọnwa Ọgọstụ afọ 1993, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye ọka ikpe nke Enugu Steeti, tupu nke ahụ, ọ bụrụ onye ọka ikpe ukwu nke steeti ahụ; mgbe ọ rụchara ọrụ afọ anọ, a họpụtara ya ije ozi na Ụlọikpe Kasị Elu nke Gambia.[5][2][4] A họpụtakwara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke Failed Banks Tribunal Zone 6 Nigeria .[7]

N'oge ọrụ ya niile, Umezulike jere ozi n'ọkwa dị iche iche na ụlọ ọrụ ọha na eze na nke onwe ya, gụnyere dịka onye ndụmọdụ pụrụ iche nye Attorney General nke Nigeria tupu a họpụta ya dịka onye ọka ikpe Enugu Steeti.[2] O dekwara ma bipụta ihe karịrị akwụkwọ iri abụọ na atọ banyere nnyefe, ihe onwunwe ọjọọ, na iwu ala na ihe onwunwe n'oge ọrụ ya niile.[8][9]

Umezulike nwụrụ n'ụlọ ọgwụ dị na London na 11 June 2018.[2] The Hon. Justice Innocent Umezulike Foundation, nke e guzobere mgbe ọ nwụsịrị, nwere nkuzi ncheta na Justice I.A Umezulike Auditorium, Enugu State High Court complex na Septemba 2019, na-eme ncheta mbụ nke ọnwụ ya site na ngosi nke akwụkwọ Hon. Justice Innocent Umezulike: A Chronicle of Leading Judgements Volume 1.[10][11]

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Order nke Federal Republic of Nigeria[12]

Edemsibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. Remembering Justice Innocent Umezulike (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-06-27). Retrieved on 2022-03-07.
  2. 2.0 2.1 2.2 2.3 Umezulike, ex-Enugu CJ dies in London. Vanguard (27 June 2018). Retrieved on 31 July 2018.
  3. Eneyiramoh. The illegality of judges' book launch and suspicious donors. Nigerian Tribune. Archived from the original on June 12, 2015. Retrieved on June 16, 2015.
  4. 4.0 4.1 Arusuraire (29 June 2018). Politics & Nigeria's Economy 2018: The Life And Death Of Justice Innocent Umezulike. Olatorera.com. Retrieved on 13 February 2020.
  5. 5.0 5.1 National Judicial Council queries Enugu Chief Judge on misconduct. Naijiant (18 April 2016). Archived from the original on 25 February 2020. Retrieved on 25 February 2020.
  6. Ubabukoh (17 November 2012). Using ego, ambition to kill a political party. The Punch. Archived from the original on 2015-06-12. Retrieved on 16 June 2015.
  7. Elegbede (3 July 2018). Family set to release burial arrangement of Umezulike, Ex-Enugu CJ. New Telegraph. Archived from the original on 25 February 2020. Retrieved on 25 February 2020.
  8. Family set to release burial arrangement of Umezulike, Ex-Enugu CJ. Vanguard (3 July 2018). Retrieved on 13 February 2020.
  9. Former Chief Judge of Enugu State Umezuruike is dead. Everyday News (27 June 2018). Archived from the original on 13 February 2020. Retrieved on 13 February 2020.
  10. Okeke (5 September 2019). Foundation holds one year memorial lecture for late Justice Innocent Umezulike. Business Day. Retrieved on 19 February 2020.
  11. Shibayan (6 September 2019). Foundation to honour Umezulike, ex-Enugu chief judge. The Cable. Retrieved on 21 February 2020.
  12. Umezulike, ex-Enugu chief judge for burial Sept 28. The Guardian (26 July 2018). Retrieved on 13 February 2020.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]