Innoson Vehicle Manufacturing
Ọdịdị
Innoson Vehicle Manufacturing
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | automotive industry |
|---|---|
| Oge/afọ mmalite | 2007 |
| Aha njirimara | IVM |
| Ụdị ọrụ ya | automotive industry |
| Onye hiwere | Innocent Chukwuma |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambra State |
| Ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Nnewi |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
| Ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | ụgbọala, plastic, tire, tricycle |
| Webụsaịtị | https://www.innosonvehicles.com/ |
| Interested in | vehicle, plastic |
| Mpaghara ọrụ | Nnewi |

Ebe mmepụta ụgọala nke Ụlọ ọrụ Innoson . (nke mkpọbiri ya bụ IVM) bụ onye na eimepụta ụgbọala na Naijiria nke isi ụlọ ọrụ ya dị na Nnewi, Anambra. Ọ bụ Chief Innocent Chukwuma Nwala guzobere ya.[1][2][3] A na-akpọ Innoson Vehicle Manufacturing "Pride Of African Road" n'olu bekee.
Dị ka ụlọ ọrụ ahụ si kwuo, a na-emepụta percetị iri asaa ahụ ụgbọala ya n'Naijiria ebe percentị ndị ọzọ si mba Japan , China na Jémanị.[4][5]
N'ime ụdị ụgbọ ala IVM nwere, e nwere Fox nke nwere oche ise na (1.5-litre engine) na Umunwere (2-litra engine) nakwa obere bọsụ a kpọrọ Ụzo.[6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 'Innoson Vehicle Manufacturing only imports engine, light' (en-US). Vanguard News (2020-08-11). Retrieved on 2021-01-30.
- ↑ Ni ime Innoson Vehicle Manufacturing plant etụ ị dịka hụ ya mbụ. Techpoint Africa (February 26, 2018).
- ↑ Innoson e roll puta 500 cars e mere ni Nigeria ta. Sun News (2014-11-29). Archived from the original on 2015-08-08. Retrieved on 2015-10-29.
- ↑ Innoson mepee la cars izizi 'Emere-ni-Naijiria'. Ventures Africa (2014-12-02). Retrieved on 2015-10-29.
- ↑ Ni ime Innoson Vehicle Manufacturing plant etụ ị dịka hụ ya mbụ. Techpoint Afrika (February 26, 2018).
- ↑ Roll-puta nke cars izizi emere-ni-Naijiria cars. African Business (2015-03-07). Retrieved on 2015-10-29.