Iyabo Ojo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Alice Iyabo Ojo |
| Aha ọmụmụ | Alice Iyabo Ogunro |
| Aha enyere | Iyabo |
| Aha ezinụlọ ya | Ojo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Disemba 1977 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Ńnà | Adekunle Ogunro |
| Ńné | Olubunmi Fetuga |
| Nwanne | Babalola Ojo |
| Nwa | Priscilla Ojo |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University of Science and Technology |
| Ogo mmụta | Bachelor in Business Administration |
| Ebe obibi | Lekki |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 |
| Agbụrụ | Asụsụ Yoruba |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Christianity |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ihe nrite | Best of Nollywood Awards |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Alice Iyabo Ojo (onye amuru na abali iri-abuo na otu n’onwa iri-abuo n’afọ 1977) bụ onye na-eme ihe nkiri naNigerian film actress, onye nchikọ, na onye meputa.[1][2][3][4] O gosiputara n’ime ihe nkiri otu bari na iri ise, ma mepụta ihe karịrị iri na ano nke ya.
Mmalite ndu na mmuta
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Iyabo Ojo dị ka Alice Iyabo Ogunro na ụbochi iri abuo na otu na onwa iri na abuo afor 1977 na Lagos, Nigeria, ọ bụ ezie na nna ya si Abeokuta, Ogun State . [5] Ọ bụ ọdụdụ nwa n’ime ụmụ atọ, nwere ụmụnne nwoke abụọ ndị tọrọ ya. Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Lagos na National College, Gbagbada, tupu ọ gawa ọmụmụ Estate Management na Lagos State Polytechnic . [6]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'ịbụ onye sonyeere otu egwuregwu na ụlọ akwụkwọ sekọndrị, Iyabo Ojo bidoro ọrụ ya na 1998. O debanyere aha ya na Actors Guild of Nigeria omekome (AGN) site na enyemaka nke Bimbo Akintola, ọ nwekwara ike ịkparịta ụka na ndị ọzọ [7]
Ojo edewo ma gosipụta na ọtụtụ ihe nkiri Naijiria. Ọrụ mbụ ya bụ na 1998 nke Satanic, ihe nkiri Bekee. N’afọ 2002, ya na Baba Darijinwon malitere Yoruba-language ya. [8] Na Jenụwarị 2015, ihe nkiri ya bụ Silence, nke gosipụtara Joseph Benjamin Alex Usifo, Fathia Balogun, na Doris Simeon,, bụ nke pụtara na Silverbird Cinema Ikeja, na Lagos. [9] [10]
N’afọ 2004, Ojo bidoro imepụta ihe nkiri nke ya. Nmeputa mbu ya bu Bolutife, nke mezuru Bofeboko, Ololufe, Esan na Okunkun Biribiri . [11] Ọ lụkwara di ya alụkwaghịm tupu oke aha ya amalite. [12]
Ndụ onwe
[dezie | dezie ebe o si]Lụrụ onye na-ere ihe nkiri na Lagos na 1999, mgbe ọ dị afọ iri abụọ na otu, [13] ọ kwụsịtụrụ ịchụso ọrụ ya. Ọ mụrụ nwa nwoke wee mụta nwa nwanyị (nke amụrụ na 1999 na 2001 n'otu n'otu), ya bụ Felix Ojo na Priscilla Ajoke Ojo, mana ha agbaala nna ha alukwaghim. [14] [11] [5] O kwuola na mbibi nke alụm di na nwunye ha bụ mgbe ha di obere. [15] O kwuola banyere uche ya ịkwụsị isa aha di ya mbụ, Ojo.
Na ụbochi iri ato na otu na onwa asato na afo 2020, ọ na-eme emume ncheta ọmụmụ nne ya site na ịse foto mara mma nke o gosipụtara a igwe internet. [16]
Ntọala Pinkies
[dezie | dezie ebe o si]Iyabo Ojo weputara otu NGO ya akporo Pinkies Foundation, nke na ahu umuaka nwere mkpa puru iche na ndi enweghi ikike, na onwa Ise na afor 2011. Ọ emere emume ncheta afọ ise nke ntọala ahụ na Otu ụbochi na onwa ise na afor 2016 na R&A City Hotel, Ikeja, Lagos.
Hụ kwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ndị na-emepụta ihe nkiri na Naịjirịa
- Ndepụta ndị Yoruba
Ntughari
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ "Actress Iyabo Ojo Full Biography, Life And Career", T.I.N. Magazine, 27 January 2016.
- ↑ Tolu (18 October 2014). Iyabo Ojo Talks About Her Fashion Lifestlye. Information Nigeria. Retrieved on 1 April 2015.
- ↑ "Iyabo Ojo's 'Silence' records low turn out at cinema", The Nigerian Tribune.
- ↑ Haliwud (30 September 2014). Iyabo Ojo tells us why her first marriage crashed. Information Nigeria. Retrieved on 1 April 2015.
- 1 2 Adebayo Nurudeen, Francis Ogbonna and Stephen Aya, "Marriage Is A Distraction –Iyabo Ojo", National Weekender, 16 January 2015.
- ↑ Timilehin Ajagunna. "Yoruba actress, Iyabo Ojo clocks 38 today", Nigerian Entertainment Today, 21 December 2015.
- ↑ Iyabo Ojo: Biography, Career, Movies & More. nigerianfinder.com.
- ↑ "I am not in a rush to remarry – Iyabo Ojo", Vanguard, 26 May 2012.
- ↑ Bad Market For Iyabo Ojo, As Stars, Fans, Media, Shun Her Movie Premiere. nigeriafilms.com. Archived from the original on 2015-04-02. Retrieved on 2021-04-24.
- ↑ Several millions went into producing Silence — Iyabo Ojo. Vanguard News (18 January 2015).
- 1 2 "Actress Iyabo Ojo Full Biography, Life And Career", T.I.N. Magazine, 27 January 2016.
- ↑ I Gave Up Education For My Kids - Iyabo Ojo (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-10-01). Retrieved on 2021-01-20.
- ↑ "Iyabo Ojo Has Droped [sic] Her Ex Husband’s Name; Changes To Maiden Name ‘Ogunro’", Nigeria Films.
- ↑ Ademola Olonilua. "I regret rushing into marriage –Iyabo Ojo", The Punch.
- ↑ Segun Adebayo. I’ve corrected my marital mistakes — Iyabo Ojo. tribune.com.ng. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 4 April 2016.
- ↑ Iyabo Ojo Celebrates Mum’s Birthday In A Grand Style (Photos) (en-US). The African Media (2020-08-31). Archived from the original on 2020-10-11. Retrieved on 2020-08-31.
- ↑ Chidumga Izuzu (15 February 2016). 'Black Val' – Toyin Aimakhu, Iyabo Ojo, Dayo Amusa, Desmond Elliott attend premiere. Pulse.ng. Chidumga Izuzu. Archived from the original on 20 May 2017. Retrieved on 16 February 2016.
- ↑ "Best Iyabo Ojo Movies 2017 | Latest Movies & Filmography", Yoruba Movies. Retrieved on 17 July 2017. (in en-US)