Jide Macaulay

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jide Macaulay
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịObodoézè Nà Ofú, Naijiria Dezie
aha ezinụlọ yaMacaulay Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1956, 4 Novemba 1966 Dezie
Ebe ọmụmụLondon Borough of Islington, Naijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụactivist, religious leader, Onye na-akwado ikike LGTI Dezie
ogo mmụtaBachelor of Laws, nzere masters Dezie
Ọmụma Mmekọahụgay Dezie

Jide Macaulay (a mụrụ n'abalị anọ n'ọnwa Nọvemba n'afọ 1966) bụ onye na-ahụ maka ikike LGBTQ nke Britain na Naijiria ma bụrụ onye ụkọchukwu site na Chọọchị Anglịkan nke England.[1][2][3] Ọ bụ onye guzobere Pastọ nke ụlọ ofufe mbụ nke House Of Rainbow Nigeria maka ndị LGBTQ na Nigeria, a kwanyekwara ya ùgwù dị ka nwoke nke kachasị mma nke afọ 2007 bụ 2007 Man of the Year site na UK Black LGBT maka ọrụ ya n'inyere ndị LGBT nwere okwukwe aka.[4][5][6][7]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. LGBT+ History Month: Reverend Jide Macaulay on faith and religion (en). Voice Online (2021-02-19). Retrieved on 2022-04-30.
  2. "'Am I too gay for God?'", BBC News. Retrieved on 2022-04-30. (in en-GB)
  3. Nigerian gay priest in Church of England pushes for marriage with his partner (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2019-07-13). Archived from the original on 2022-04-30. Retrieved on 2022-04-30.
  4. LIS Network - Reverend Jide Macaulay (en-US). London Interdisciplinary School. Archived from the original on 2022-08-11. Retrieved on 2022-04-30.
  5. ‘G-A-Y means God accepts you’: Reverend Jide Macaulay On Faith And Sexuality (en). HuffPost UK (2020-06-17). Retrieved on 2022-04-30.
  6. Gay Nigerian reverend to be ordained by Church of England (en-US). Punch Newspapers (2019-03-20). Retrieved on 2022-04-30.
  7. HIV positive gay priest: ‘I thought I’m going to die’ (en-GB). PinkNews | Latest lesbian, gay, bi and trans news | LGBT+ news (2019-07-29). Retrieved on 2022-05-01.