John Noble Barinyima
Ọdịdị
John Noble Barinyima
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | John |
| Aha ezinụlọ ya | Noble |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jụn 1993 |
| Ebe ọmụmụ | Bori |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Nigerian Pidgin |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Enyimba International F.C. |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | Iko Mba Afrịka nke 2021 |
John Noble Barinyima (amuru 6 June 1993) bu onye Naijiria na-agba dika onye nche na Enyimba .
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Na 25 Disemba 2021, e depụtara ya na 2021 AFCON Nations Cup site na aka onye nlekọta buEguavoen dị ka akụkụ nke 28-Man squad Naijiria [1]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Football. Eguavoen announces Nigeria final TotalEnergies AFCON squad (en). CAFOnline.com. Retrieved on 11 January 2022.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Profaịlụ ọkpụkpọ - enyimbafc.net