Joseph Obinna Ogba

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Joseph Obinna Ogba
Mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 9th National Assembly Dezie
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoJoseph Obinna Ogba Dezie
Aha ọmụmụJoseph Obinna Ogba Dezie
Aha enyereJoseph Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1961 Dezie
Ebe ọmụmụIshielu Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democracy Party Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

 

Joseph Obinna Ogba
Member of the Senate of Nigeria for Ebonyi Central
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
Àtụ:Str rep
9 June 2015
Commissioner for Youths and Sports Ebonyi State
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
Àtụ:En dash range
[[ Ambassador to Àtụ:CountryPrefixThe]]
In office
2019 - date
Personal details
Born1961
Ishielu, Ebonyi State, Nigeria
CommitteesChairman Committee on Sports

Joseph Obinna Ogba (amụrụ n'afọ 1961 na Ebonyi Steeti, Naịjirịa) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naịjirị. Ọ bụ onye omeiwu na-anọchite anya Ebonyi Central senatorial district na Seneti Naịjirịa.[1][2][3] Ọ bụ onye otu National Assembly nke asatọ na Naịjirịa ma bụrụkwa onye omeiwu a họpụtara na republic nke nke itoolu nke National Assembly.[4][5][6]

Ndụ onwe onye na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Joseph Ogba na 1961 na Nkalagu, Ishielu Local Government Area nke Ebonyi Steeti, Nigeria. A zụlitere ya na Ishielu obere oge. Ogba gara Command Secondary School na Nkalagu ebe ọ natara General Certificate of Education n'afo 1975. Ọ gara Federal Polytechnic, Oko ebe ọ nwetara Diploma na Higher National Diploma na Mass Communication.

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ogba malitere ọrụ ya dị ka onye ọka ikpe na Nigerian Football Referee Association n'afo 1986. N'afọ 1995, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche nke Nigeria Football Referee Council (Chapter nke Anambra Steeti ) ma jee ozi n'ọkwa ahụ ruo n'afọ 1997. N'afọ 1997, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu Federal Government Delegation na United States na Owuwu ihe onyonyo.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 1998, ọ banyere na ndọrọ ndọrọ ọchịchị ma họpụta ya dịka onye isi oche nke gọọmentị ime obodo Ishielu na steeti Ebonyi. E mesịa, a họpụtara ya dịka Onye isi oche nke ndị isi oche (ALGON) na steeti Ebonyi. N'ihi ahụmịhe ya na bọọlụ, a họpụtara ya dịka onye isi oche, Ebonyi Angels Football Club na 1999 ruo 2002.

Mgbe ọ ka na-eje ozi dị ka Onye isi oche nke Ebonyi Angels, a họpụtara ya ka ọ bụrụ Kọmishọna maka ndị ntorobịa na egwuregwu, Ebonyi Steeti na 2002. N'afọ 2003, mgbe ọ rụchara ọrụ dị ka onye kọmishọna, a họpụtara ya dịka onye isi oche nke Football Association na Ebonyi Steeti. N'afọ 2006, ọ bụ onye isi oche nke kọmitii ahịa na nkwado nke Nigeria Football Federation.

N'oge ntuli aka 2015 na Naịjirịa, Ogba gbara aka bia kwa sonyere na ndị omeiwu ha họpụta ra ka ọ nọchite anya mpaghara Ebonyi Central.[7] A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye isi oche kọmitii na-ahụ maka egwuregwu n'etiti ndị omeiwu Naịjirịa.[8][9][10] N'afọ 2019, a họpụtara ya ọzọ na ndị omeiwu Naịjirịa maka oge nke abụọ.[11][12]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ebem si de[dezie | dezie ebe o si]

  1. Amarachukwu (2018-10-27). 2019: 74 Candidates jostle for NASS seats in Ebonyi (en-US). Blueprint. Retrieved on 2019-04-05.
  2. Igbo group raises alarm over killing by Fulani herdsmen. The NEWS (2016-04-05). Retrieved on 2019-04-05.
  3. National Assembly | Federal Republic of Nigeria. www.nass.gov.ng. Retrieved on 2019-04-05.
  4. Vote Of Confidence: See full list of 83 senators backing Senate President (en-US). www.pulse.ng (2015-09-29). Retrieved on 2019-04-05.
  5. Eribake (2015-09-29). Full list of 83 senators who passed vote of confidence on Saraki (en-US). Vanguard News Nigeria. Retrieved on 2019-04-05.
  6. PDP Names WIke Chairman Of National Convention Committee (en-US). aitonline.tv. Retrieved on 2019-04-05.
  7. Know Your Senator: SEE LIST of Nigeria's Latest 109 Senators (en-US). Nigerian Bulletin - Naija Trending News. Retrieved on 2019-04-05.
  8. Owete (2015-11-04). Saraki names Senate Committees heads; rival Ahmed Lawan gets defence (en-GB). Premium Times Nigeria. Retrieved on 2019-04-05.
  9. Brila (2017-09-14). House of Representatives to Hold Public Hearing on NFF Act Next Week (en-US). Latest Sports News In Nigeria. Retrieved on 2019-04-05.
  10. Ifeanyi Ubah Games Village: Taking the world to Nnewi (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-02-06). Retrieved on 2019-04-05.
  11. clement (2019-04-01). Will the 9th Senate Bring Desired Change? See Full List of Incoming Senators (en-US). SundiataPost. Archived from the original on 2019-04-05. Retrieved on 2019-04-05.
  12. APC wins Senate majority with 63 Senators, PDP behind with 37 (en-US). www.pulse.ng (2019-03-12). Retrieved on 2019-04-05.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Nigerian Senators of the 8th National AssemblyÀtụ:Nigerian Senators of the 9th National Assembly