Josephine Piyo
Ọdịdị
Josephine Piyo |
---|
Josephine Piyo
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Josephine ![]() |
aha ezinụlọ ya | Piyo ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1957 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Barkin Ladi ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, nurse, educator ![]() |
Ọkwá o ji | Deputy Governor of Plateau State ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | black ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
Josephine Chundung Piyo (amụrụ 1957) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria nke jerela ọrụ dịka osote gọvanọ Plateau steeti kemgbe 2023. [1] [2] Piyo rụrụbu onye otu ụlọ ọgbakọ omebe iwu Plateau .
ndabere
[dezie | dezie ebe o si]Josephine Chundung mụrụ na 1957. Ọ bụ onye Plateau State, Barkin Ladi.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Piyo rụrụ ọrụ dịka onye nọọsụ na onye nkuzi tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị. [3] N'afọ 1999, a họpụtara ya ka ọ bụrụ ụlọ omebe iwu steeti Plateau. [1] Josephine wee were ọrụ onye ndụmọdụ pụrụiche nye gọvanọ steeti Plateau. Site na 2008 ruo 2011. N'afọ 2018, ọ ghọrọ Chariman nke Riyom, ọchịchị ime obodo nke steeti Plateau. [3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 2023: Plateau PDP Guber Candidate Picks Female Running Mate – This Day Live. thisdaylive.com. Retrieved on 2023-04-19.
- ↑ YarKarkara (2022-06-21). Plateau Governorship:Mutfwang picks a Female Lawmaker of the 4th Assembly as Running Mate. Sawabiya News. Archived from the original on 2023-04-19. Retrieved on 2023-04-19.
- ↑ 3.0 3.1 Owoyele (2023-04-03). 6 Female Deputy Governors-Elect Waiting to Be Sworn In. Foundation For Investigative Journalism. Archived from the original on 2023-04-11. Retrieved on 2023-04-22.