Joy Ezeilo
Ọdịdị
Joy Ezeilo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Joy |
aha ezinụlọ ya | Ezeilo |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1966 |
Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | legal scholar, university teacher, researcher |
onye were ọrụ | University of Nigeria |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria, University of Nigeria |
prọfesọ | law professor |
okpukpere chi/echiche ụwa | Catholicism |
onyeisi oche | faculty of law |
organization directed by the office or position | head of department |
echiche ndọrọ ndọrọ ọchịchị | feminism |
Ihe nrite | BBC 100 Women, human rights award, Chevening Scholarship |
Joy Ngozi Ezeilo bụ onye ọkà mmụta iwu Naijiria.[1][2] O guzobere Women Aid Collective (WACOL), Tamar Sexual Assault Referral Centre na West African Women's Rights Coalition (WAWORC). Prọfesọ Ezeilo bụkwa onye na-eme ngagharị iwe na ọkà mmụta. Ọ bụ onye ritere ihenrite nke 2019 nke National Human Rights na Naịjirịa na National Honour of Officer of the Order of Niger (OON) maka ọrụ ya na enyemaka ya na mmepe mmadụ.[3] Ọ bụkwa ugbu a osote onye isi oche nke African Women Leadership Network (AWLN) nke Naijiria ma bụrụkwa onye otu Enugu Steeti Judicial Panel of Inquiry on Police Brutality na Extra-Judicial Killings.
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Biography sketch of Joy Ngozi Ezeilo (OON). United nations Human Rights-Office of the High Commissioner (2021-11-07). Retrieved on 2021-11-07.
- ↑ BIO OF PROF JOY NGOZI EZEILO (OFFICER OF THE ORDER OF NIGER). University of Nigeria (2021-03-03). Archived from the original on 2021-05-19. Retrieved on 2021-11-07.
- ↑ OHCHR | Joy Ngozi Ezeilo (Oon), former Special Rapporteur on trafficking in persons, especially women and children (en). OHCHR. Retrieved on 2022-05-27.