Jumoke Verissimo
Ọdịdị
Jumoke Verissimo
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Jumoke |
| Aha ezinụlọ ya | Verissimo |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Disemba 1979 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ |
| Ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University, University of Alberta, University of Ibadan |
| Ọrụ ama ama | A Small Silence |
| Webụsaịtị | https://www.jumoke-verissimo.com/ |
Jumoke Verissimo (amụrụ ya na 26 Disemba 1979 na Lagos) ọ bụ onye Naijiria na-ede uri, onye na-ede akwụkwọ akụkọ, onye na'ede akwụkwọ ụmụaka na onye nkatọ.
Ndụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ ya bụ Jumoke na Lagos. O nwere nzere masta na ọmụmụ Afrịka (arụ ọrụ) na Mahadum Ibadan na nzere bachelọ na akwụkwọ Bekee na Mahadum nke di na Legos Steeti. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nchịkọta akụkọ, onye nchịkọta akụkọ na onye nta akụkọ na-arụ ọrụ n'onwe ya maka akwụkwọ akụkọ ndị dịka The Guardian na NEXT. Jumoke na nwa ya nwanyị bi na Canada ugbu a ma na-arụ ọrụ dị ka onye enyemaka prọfesọ nke Mahadum Metropolitan nke di na Toronto .[1]
Ide ihe
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Jumoke Verissimo on ResearchGate. ResearchGate. Retrieved on 17 April 2019.