Kabiru Bala
Ọdịdị
Kabiru Bala
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Kabiru |
aha ezinụlọ ya | Bala |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Jenụwarị 1964 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | academic, university teacher |
onye were ọrụ | Ahmadu Bello University |
Ọkwá o ji | osote onyeisi mahadum |
ebe agụmakwụkwọ | Ahmadu Bello University, Ahmadu Bello University, Ahmadu Bello University |
ogo mmụta | professor |
isi agụmakwụkwọ | architectural engineering |
Ebe ọrụ | Zaria |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Kabiru Bala (amuru 7 Jenuarị 1964) bu  Nigerian prọfesọ, mmuta, injinia ihe owuwu na onye osote onye isi oche nke Mahadum Ahmadu Bello ugbu aZaria.[1][2] ][1][2][3]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Kabiru gụrụ akwụkwọ na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria na nzere bachelọ nke injinia na teknụzụ ụlọ n'afọ 1985. Mahadum Ahmadu Bello O nwetara nzere masta na PhD ya n'otu Mahadum Ahmadu Bello, Zaria. O dere akwụkwọ iri asatọ ma gaa ọtụtụ nzukọ mba ụwa.[4] Ọ gara Barewa College, Zaria.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Kabiru bụzi osote chancellor nke Ahmadu Bello University Zaria. O nwere ọtụtụ ọkwa na mahadum ahụ.[5]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Professor Kabiru Bala Archives (en-US). News Digest. Archived from the original on 2020-06-27. Retrieved on 2020-06-25.
- ↑ Sa’idu (2020-01-22). How Prof Kabiru Bala emerged new VC of ABU (en-GB). Daily Trust. Archived from the original on 2020-06-25. Retrieved on 2020-06-25.
- ↑ Lawal (2020-01-22). Breaking: Professor Kabir Bala becomes ABU's vice-chancellor (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2020-06-25.
- ↑ Muhammad (2017-06-10). Meet professor who prefers to be called 'Malam' (en-GB). Daily Trust. Archived from the original on 2020-06-27. Retrieved on 2020-06-25.
- ↑ Prof. Kabiru Bala Archives (en-US). The Eagle Online. Retrieved on 2020-07-23.