Kalu Ndukwe Kalu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Kalu Ndukwe Kalu
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1954 Dezie
Ebe ọmụmụAbiriba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụpolitical scientist, university teacher Dezie
ụdị ọrụ yapolitical science, national security, security policy, organizational behavior Dezie
onye were ọrụUniversity of Connecticut, Auburn University Dezie
ebe agụmakwụkwọRutgers University, Texas Tech University, Yale University Dezie
Ihe nriteFulbright Scholarship Dezie

Kalu Ndukwe Kalu bụ onye sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị America a mụrụ na Naijiria nke na-ahụ maka ntunyere mmepe ụlọ ọrụ, iwu nchekwa mba, na usoro nhazi. Ọ bụ ugbu, Prọfesọ Nnyocha Pụrụ Iche nke Sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Iwu Nchebe Mba na Mahadum Auburn Montgomery.; na Prọfesụ Docent na Mahadum nke Tampere, nke obodo Finland[1][2]

Mmalite na ndụ ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Kalu nwetara asambodo B. Sc ya na Ọmụmụ gburugburu gburugburu ebe obibi mba ụwa/Sayensị gburugburu ebe obibi na mahadum Rutgers, New Brunswick, NJ, o nwere isi nke abụọ na òmùmù Áko na uche (idi adi) na afo 1980;Àtụ:Citation Needed MBA (ozizi nhazi na omume) na mahadum Atlanta na afo1982; na asambodo Ph. D na sayensi ndoro ndoro ochichi si na mahadum ǹka na uzu nke Texas na afo1994.Àtụ:Citation Needed O nwetekwara nzere nke ndi mechara ogugo dokinta na omumu gbasara ndoro ndoro ochichi (nkuzi ochichi onye kwuo uche ya na ụlọ ọrụ, ịbụ nwa ama ala, na usoro esemokwu mba ụwa) na mahadum Yale site na afo(1996 ruo afo 1999), na nzere nke ndi gụsịrị akwụkwọ n'ezie (iwu Ahụike na Njikwa) na ulo akwukwo ogwu nke Yale site na afo (1998 ruo afo 2000).[Tinye edensibịa]Ọ kuziwo kwa nkuzi n'ulo akwukwo di iche iche nke gunyere mahadum nke Connecticut, Storrs/Waterbury; na mahadum nke of Tampere, Finland (ulo akwukwo nke njikwa na ndoro ndoro ochichi) dika ọkà mmụta na-egbuke egbuke na profesọ na-abia abia, site na afo 2013 ruo afo 2014. Àtụ:Citation Neededkemgbe ọtụtụ afọ, o chikotawo kwa na mahadum Auburn Montgomery the Jenaral Dwight D. Eisenhower Usoro nchekwa mba: mmemme koleji – mmemme mgbasa ozi nke koleji nke ndi Agha nke obodo U. S. , Carlisle, PA. ihe nnyocha ya gbadosiri ukwu ike na-ebe ogbasara mmepe nke ulo oru na mgbanwe nke ogbako, nwa amaala na echiche nhazi, nduzi intafazi ozi teknụzụ, teknụzụ na omenala, mgbagwoju usoro mgbanwe, nchekwa obodo na amụma ọgụgụ isi, na ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke nlekọta ahụike na amuma.

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • "Ike steeti, ọchịchị na mmeri ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ọchịchị Naijiria" Ebipụtara na afo 2008  ISBN 978-0-7391-1955-6 "Ịbụ nwa amaala: Eziokwu dị anya na nke ọma" (nke ya na Nada Kakabadse na Andrew Kakabadse deziri) Ebipụtara na afo 2009  ISBN 978-0-230-24488-7 "Nkà na ụzụ, omenala, na amụma ọha: nkuzi siri ike sitere na Finland" Ebipụtara na afo 2016  ISBN 978-1-48-222344-6 "Ịbụ nwa amaala: njirimara, ụlọ ọrụ, na ihe ịma aka nke ogachara ogbara ohuru" Ebipụtara na afo 2016  ISBN 978-1-48-222324-8 "Omenala ndọrọ ndọrọ ọchịchị, mgbanwe, na amụma nchekwa na Nigeria", ebipụtara na afo (2018). ISBN 978-1-13-847597-7

Ebemside[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]