Kayode Sofola
Ọdịdị
Kayode Sofola
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1951 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun |
Ńnà | Kehinde Sofola |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọka iwu |
ebe agụmakwụkwọ | University of Birmingham, University of London |
Kayode Sofola, SAN, bụ onye ọka iwu Naijiria na onye bụbu onyeisi oche nke United Bank for Africa.[1][2]
Agụmakwụkwọ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Kayode nwetara nzere bachelọ na iwu na Mahadum Birmingham na 1974 na nzere masta na iwu na Маhadum London na 1976. N'afọ 1996, ọ ruru ọkwa nke Senior Advocate nke Naijiria na n'afọ 2004, ọ ghọrọ Onye isi oche nke United Bank for Africa, ọkwá ọ nọrọ ruo n'afọ 2007. Ọ bụ onye otu ndị nduzi nke United Courier Limited ugbu a.[3] Ọ bụ onye isi oche nke ụlọ ikpe mkpegharị ụtụ isi mmadụ ise nke nyere ExxonMobil iwu ịkwụ ụtụ isi agụmakwụkwọ nde $ 83.4 (13.09bn) na Federal Inland Revenue Service (FIRS).[4][5]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ nwa mbụ nke Kehinde Sofola, onye ọka iwu Naijiria a ma ama na Minista Ikpe Ziri Ezi n'oge Republic nke Abụọ nke Naijiria.[6]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Idowu Sofola
- Ndepụta nke ndị ọka iwu Naijiria
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Diya Dipo eulogize Kehinde Sofola. The Nation News. Archived from the original on 25 July 2015. Retrieved on 24 April 2015.
- ↑ Every Nigerian woman is a designer — Kayode Sofola(SAN). Vanguard News (November 27, 2010).
- ↑ Mr Kayode Sofola. Unitedcourierng.com. Archived from the original on 4 March 2016. Retrieved on 25 April 2015.
- ↑ Tax Evasion: Nigerian Court Orders US Oil Firm ExxonMobil To Pay $83 million For 2008-NAN. Sahara Reporters (23 June 2013). Retrieved on 25 April 2015.
- ↑ Yejide Gbenga-Ogundare – Lagos. Mobil to pay FIRS N13.09bn education tax. tribune.com.ng. Archived from the original on 25 April 2015. Retrieved on 25 April 2015.
- ↑ Babalola (23 March 2013). The Attorney General: Chronicles and Perspectives. ISBN 9789789313839. Retrieved on 25 April 2015.