Khaled Ben Slimane
Ọdịdị
Khaled Ben Slimane
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | French protectorate of Tunisia, Tunisia, Tunisia |
aha enyere | Khaled |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1951 |
Ebe ọmụmụ | Sousse |
ọrụ ọ na-arụ | ceramicist, onye ese, omenkà, onye na-ahu maka ihe nkiri |
ụdị ọrụ ya | ceramic |
ebe agụmakwụkwọ | European Ceramics Work Center |
Ebe ọrụ | 's-Hertogenbosch |
onye nnọchite anya nwebiisinka | reproduction right not represented by CISAC member |
Nwere ọrụ na mkpokọta | National Museum van Wereldculturen |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
omenkà faịlụ na | European Ceramics Work Center |
Khaled Ben Slimane (amụrụ n'afọ 1951 na Sousse) bụ onye Tunisia na-ese ihe nke a maara nke ọma maka ọrụ ikpu ite ya. Ọ bi ma na-arụ ọrụ na Tunisia.
Akụkọ ndụ
[dezie | dezie ebe o si]Khaled Ben Slimane gụsịrị akwụkwọ n'ihe gbasara ceramics na Institut Technologique d'Art, d'Architecture et d'Urbanisme na Tunis n'afọ 1977, wee gụọ akwụkwọ na Escuela Massana de Barcelona tupu ọ laghachi Tunisia n'afọ 1979.[1][2]
Khaled Ben Slimane gara India, Iran na Pakistan n'etiti 1975 na 1976, ma biri na Tokyo site na 1982 ruo 1983, ebe ya na ndị na-emepụta ite na Japan rụkọtara ọrụ.[1][2]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]N'ọrụ ya, Khaled Ben Slimane na-agwakọta nka Islam na ụdị ịma mma nke ọdịda anyanwụ.[1]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- 1990: A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu International Academy of Ceramics na Geneva.[1]
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 About Khaled Ben Slimane. Imagomundiart.com. Retrieved on 5 January 2019.
- ↑ 2.0 2.1 Khaled Ben Slimane (Biographical details). British Museum. Retrieved on 27 February 2017.
Akwụkwọ ọgụgụ
[dezie | dezie ebe o si]- Porter (2006). Word into Art - Artists of the Modern Middle East. The British Museum Press. ISBN 978-0-7141-1163-6.