Kunle Odunlami
Ọdịdị
Kunle Odunlami
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Maachị 1990 |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2014 FIFA World Cup |
Kunle Odunlami (amuru n'ubochi 5 n'ọnwa Maachị n'afọ 1990) bu onye okachamara n'egwuregwu bọọlụ Naijiria, onye na-egwu egwu dịka onye mgbachitere Gokulam Kerala FC . [1]
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]N'ọnwa Jenụwarị n'afọ 2014, onye nchịkwa Stephen Keshi, kpọrọ ya òkù ka ọ sonyeere ndị otu egwuregwu bọọlụ mba Naijiria maka otu Asompi Mba Afrịka 2014 [1] ebe ọ malitere egwuregwu ọ bụla wee bụrụ okacha mma nke XI na asọmpi ahụ ma ndị otu nweta nnoro nke atọ.
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Mihai Roman, Victor Astafei si Kunle Odunlami au efectuat primul antrenament cu FC Botosani!. stiri.botosani.ro. Retrieved on 20 July 2016.