Labode Popoola

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Labode Popoola
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya28 Septemba 1960 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic, Odee akwụkwọ Dezie
ụdị ọrụ yaosote onyeisi mahadum Dezie
onye were ọrụMahadum nke Ibadan Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Ibadan Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Labode Popoola (amụrụ na ubochi 28 na onwa Septemba na afọ 1960) bụ onye nkuzi Naijiria. Ọ bụ prọfesọ nke akụ na ụba ọhịa ma bụrụ onye isi oche nke atọ nke Mahadum Osun State . [1]

A mụrụ Poopola na Inisa, mpaghara gọọmentị ime obodo nke Osun State. O nwetara nzere bachelọ nke sayensị, nsọpụrụ na afọ 1984 na Mahadum Ibadan. [1] [2] gụsịrị akwụkwọ otu afọ nke ọrụ ndị ntorobịa na afọ 1985, ọ nwetara nzere masta na Forest Economics and Management (1987) ma mesịa nata dọkịta nke nkà ihe ọmụma na Forest Economcs na afọ 1990 niile na Mahadum Ibadan .

Poopola malitere ọrụ agụmakwụkwọ ya na onwa Jenụwarị na afọ 1988 dị ka onye enyemaka gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Ibadan . Ọ rịgooro n'ọkwa onye nkuzi dị elu n'afọ 1997 wee bụrụ prọfesọ zuru oke nke Forest Economics n'afọ 2002. O nyere aka na mmepe nke usoro mmụta maka nkuzi nke Nlekọta ọhịa na mahadum Naijiria.

O jere ozi dị ka Onye isi nke Ngalaba Na-ahụ Maka Ihe Ndị Dị n'Ọhịa site na afọ 2005 wee ruo 2006. O mechara bụrụ Dean, Postgraduate school, University of Ibadan (2006 wee rụọ 2010). Ọ ghọrọ onye nduzi maka Centre for Sustainable Development maka Mahadum Ibadan (2010 wee rụọ 2016). [1]

Prọfesọ Labode rụrụ ọrụ [1] ka onye nyocha mpụga ruo ihe karịrị afọ iri na asaa na ụlọ ọrụ gụnyere Federal College of Forestry na Ibadan, Federal college of Forest Merchanization na Kaduna, University of Uyo, Enugu State University, Federal University of Technology na Akure, Abeokuta, Markudi na Yola, University College, Dublin, Ireland, UK.

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 The Vice-Chancellor. Osun State University. Archived from the original on 10 April 2018. Retrieved on 10 April 2018.
  2. Labode Popoola Assumes Duty as UNIOSUN VC. Osun State University. Archived from the original on 10 April 2018. Retrieved on 10 April 2018.