Lady Gaga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search
Lady Gaga

Stefani Joanne Angelina Germanotta (Lady Gaga) bụ nwanyị n'agụ egwu nke Amerikạ . A mụrụ ya n'abali iri abụọ na asatọ nke ọnwa atọ, afọ1986 na New York City, nọ na New York ime ọbọdọ Amerikạ.