Lagos
Ọdịdị
Lagos
Oge/afọ mmalite | 1472 |
---|---|
aha gọọmenti | Lagos |
akara ala | Lagos |
demonym | Lagosian, Lagotien, Lagotienne |
asụsụ njieme | Bekee |
mba/obodo | Naijiria |
isi obodo nke | Naijiria, Southern Nigeria Protectorate, Federation of Nigeria, First Nigerian Republic, Colonial Nigeria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
dị na mpaghara oge | UTC+01:00 |
nhazi ọnọdụ | 6°27′0″N 3°24′0″E |
Onyeisi gọọmenti | Babajide Olusola Sanwo-Olu, Rilwan Akiolu |
webụsaịtị | http://www.lagosstate.gov.ng/ |
hashtag | Lagos |
Lagos bu ama ukwu hiri nne no n'ime Ȯra Lagos, n'ala Naigeria. O kachasiri ama ukwu ozo nke no na Afrịka.
Ihu igwe
[dezie | dezie ebe o si]Ọnọdụ ihu igwe Lagos Steeti bụ Udummiri na Ọkọchị. Okpomọkụ nke Steeti a na ebido karị na (28.67*c rue na 83 61f)
Oge Udummiri na ebido karị na ọnwa Apurelu rue na ọnwa October afọ ọbụla.
Oge Ọkọchị na ebido karị na ọnwa Ekeresimesi rue na ọnwa Maachị.
Na oge Ọkọchị, ana enwe oge Uguru nke na- ebido ọnwa Ekeresimesi ma kwụsị na ọnwa nke mbụ maọbụ ọnwa nke abụọ nke afọ.
Lagos Steeti so ná Steeti nke Mgbanwe ihu igwe na enye nsogbu nke ukwu n'ime Niajiria
Mgbanwe ihu igwe na eme ka Idei mmiri na enye kwa nsogbu na Steeti a.
Lee nke ozo
[dezie | dezie ebe o si]