Lagos State Ministry of Commerce and Industry

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lagos State Ministry of Commerce and Industry
Ụlọ ọrụ Gọọmenti
Ụlọ ọrụ mmepụta ihecommerce, industrial sector Dezie
aha gọọmentiLagos state ministry of commerce and industry Dezie
ahaMinistry of commerce and industry Dezie
nwanneLagos state ministry of commerce, industry and cooperatives Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
asụsụ njiemeBritish English Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
nhazi ọnọdụ6°36′50″N 3°21′18″E Dezie
ụlọ ọrụ nke onye isi gọọmentị nwerecommissioner Dezie
Nwe ikikeLagos Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụIkeja Dezie
asụsụ eji dee ọrụBekee Dezie
Onye nyefere ọrụLola Akande Dezie
street addressBlock 8, Alausa Secretariat, Ikeja. Lagos Dezie
adreesị ozi ịntanetịmailto:lasgcommindusandcoops@gmail.com, mailto:commindusandcoops@lagosstate.gov.ng Dezie
webụsaịtịhttps://mcic.lagosstate.gov.ng Dezie
mandatesMmepe, marketing, evaluation, formulation, initiation Dezie
Map

 

Ngalaba na-ahụ maka azụmahịa na ụlọ ọrụ na steeti Lagos bụ ụlọ ọrụ gọọmentị steeti, nke na-ahụ anya maka ịhazi na itinye n'ọrụ iwu steeti gbasara azụmahịa na ụlọ ahịa.[1][2] E guzobere ngalaba a iji hụ na ọganihu azụmahịa na afọ ojuju ndị ahịa na steeti Lagos.[3] Isi ụlọ ọrụ ahụ dị na Block 8, The Secretariat, Obafemi Awolowo Way, Alausa, Ikeja, Lagos steeti.[3]

Ihe omume[dezie | dezie ebe o si]

  • Ngalaba na-ahụ maka azụmahịa, ụlọ ọrụ mmepụta ihe na ụlọ ọrụ mmekọrịta nke steeti Lagos debanyere aha ụlọ ọrụ ọhụrụ dị narị abụọ na ịrị anọ na asaa ma weghachite ụlọ ọrụ mmekọrịta di 2359.[4][5]
  • Ministri ahụ site na Lagos State Cooperative College bụ nke a kwadoro ahaziwo mmemme dị iche iche maka ihe karịrị ndị na-arụkọ ọrụ pụkụ anọ na steeti Lagos.[4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Fashola meets private sector operators at the 4th lagos corporate assembly advocates adherence to law and order. Business today News. Archived from the original on 2 April 2015. Retrieved on 2 March 2015.
  2. Olusola Oworu-Commissioner lagos state ministry of commerce and industry, Nigeria. theworldfolio.com. Retrieved on 2 March 2015.
  3. 3.0 3.1 Ministry of Commerce, Industry and Cooperatives - Lagos State Government (en-US). Ministry of Commerce, Industry and Cooperatives - Lagos State Government. Archived from the original on 2022-03-22. Retrieved on 2022-03-23.
  4. 4.0 4.1 Capitalisation of Lagos cooperative societies hit N33b (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-05-19). Retrieved on 2022-03-23.
  5. Radio. Lagos State Government inaugurates one hundred and forty-seven cooperative societies (en-US). Retrieved on 2022-03-23.