Lagos Television
| Akụkụ nke | television in Nigeria |
|---|---|
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | mass media |
| Oge/afọ mmalite | 9 Novemba 1980 |
| Aha gọọmenti | Lagos television |
| Aha | Television |
| Nwanne | Radio Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Onye na-achịkwa ma jikwaa | Siju Alabi com |
| Asụsụ njieme | British English |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos |
| Nhazi ọnọdụ | 6°36′54″N 3°21′18″E |
| Nwe ikike | zuru ụwa ọnụ |
| Nwe ya | Gọọmenti nke Lagos Steeti |
| Isi ọgbaka | Lagos State Ministry of Information and Strategy |
| Ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Ikeja |
| Asụsụ ọ na-asụ | British English |
| Onye nyefere ọrụ | Lateef Jakande |
| Street address | LTV Complex, Agidingbi Road, Ikeja, Lagos |
| Akara ekwentị | 0802 328 5408 |
| Email address | mailto:info@lagostelevision.com |
| Webụsaịtị | https://www.lagostelevision.com/ |
| Kọwara na URL | https://www.lyngsat.com/tvchannels/ng/Lagos-TV.html |
| Channel number | 35 UHF |

Lagos Television (nke a na-akpọ LTV), ma ọ bụ Lagos Weekend Television (nke A na-akpọkwa LWT, UHF channel 35, nke a makwaara dị ka LTV 8) bụ ụlọ ọrụ telivishọn nke steeti dị na Ikeja, Lagos, Nigeria.[1] E guzobere telivishọn steeti Lagos n'ọnwa Ọktoba, n'afọ 1980 n'okpuru ọchịchị Alhaji Lateef Jankande iji gbasaa ozi nye ndị mmadụ. Ọ ghọrọ ụlọ ọrụ telivishọp mbụ gọọmentị steeti guzobere.[2] Ọ malitere mgbasa ozi na Nọvemba 9 nke afọ ahụ ma bụrụ ụlọ ọrụ telivishọn mbụ na Naịjirịa na-arụ ọrụ na VHF na UHF. Ugbu a na UHF channel 35, ọ bụ ụlọ ọrụ telivishọn mbụ nke steeti na cable satellite DSTV channel 256 na mgbe e mesịrị na Startimes channel 104.[3]
Ebumnuche nke Lagos Television bụ ikwe ka gọọmentị steeti gbasaa ozi nye ọha na eze.[4]
N'okpuru ọchịchị ndị agha, a kwagara telivishọn steeti lagos na UHF channel 35.[5]
Na Septemba 1985, ọkụ dị omimi bibiri ụlọ ọrụ ahụ, ụlọ mmepụta ya, ọbá akwụkwọ ya yana ihe ndekọ gọọmentị so n'ihe ọkụ ahụ mebiri.[6]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Fashola orders environmental Sanitation at LTV 8. Encomium. Archived from the original on 11 November 2014. Retrieved on 17 September 2014.
- ↑ About (en-US). Lagos Television. Lagos News. Politics. Entertainment. Events.. Archived from the original on 2022-02-17. Retrieved on 2022-03-17.
- ↑ About (en-US). Lagos Television. Lagos News. Politics. Entertainment. Events.. Archived from the original on 2022-02-17. Retrieved on 2022-04-23.
- ↑ About (en-US). Lagos Television. Lagos News. Politics. Entertainment. Events.. Archived from the original on 2022-02-17. Retrieved on 2022-03-17.
- ↑ About (en-US). Lagos Television. Lagos News. Politics. Entertainment. Events.. Archived from the original on 2022-02-17. Retrieved on 2022-04-23.
- ↑ About (en-US). Lagos Television. Lagos News. Politics. Entertainment. Events.. Archived from the original on 2022-02-17. Retrieved on 2022-04-23.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ About (en-US). Lagos Television. Lagos News. Politics. Entertainment. Events.. Archived from the original on 2022-02-17. Retrieved on 2022-04-23.