Radio Lagos

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Radio Lagos
radio station
Ụlọ ọrụ mmepụta ihebroadcasting, radio communications Dezie
Oge/afọ mmalite1977 Dezie
Onye na-achịkwa ma jikwaaBolanle Owoyemi Dezie
onye isi njikwaOlajide Isiaka Lawal Dezie
asụsụ njiemeBekee Dezie
ederede motoUplifting the people and uniting the Nation Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaLagos Dezie
nhazi ọnọdụ6°37′11″N 3°21′13″E, 6°37′11″N 3°21′13″E Dezie
Nwe ikikezuru ụwa ọnụ Dezie
Nwe yaGọọmenti nke Lagos Steeti Dezie
Isi ọgbakaFederal Radio Corporation nke Naịjirịa Dezie
ọdịdị isi ụlọ ọrụIkeja Dezie
broadcast byURL Dezie
asụsụ eji dee ọrụBritish English, indigenous language, Asụsụ Yoruba, Asụsụ Gun Dezie
street addressLateef Jakande Road Agidingbi Ikeja Dezie
Akara ekwentị(+234) 8023327679, (+234) 8023092906 Dezie
adreesị ozi ịntanetịmailto:info@radionigerialagos.gov.ng Dezie
webụsaịtịhttps://radionigerialagos.gov.ng/ Dezie

Redio Lagos 107.5 FM (nke a makwaara dị ka Tiwa n' Tiwa) malitere ọrụ na 1977 dị ka alaka nke Nigerian Broadcasting Corporation (NBC). Ọ bụ ụlọ ọrụ redio FM nke mbụ nwere steeti na Lagos Steeti.[1]

Ụlọ ọrụ ahụ na-arụ ọrụ na mbụ na ọnụọgụ abụọ AM (990 kHz.303mtrs na 918 kHz.327mtrs). Mkpa maka mgbanwe mepụtara Radio Lagos 107.5 FM (Tiwa n'Tiwa) n'okpuru nchịkwa nke Lagos State Radio Service na 2001.[2]

Redio Lagos bụ ụlọ ọrụ asụsụ mbụ pụrụ iche, nke nwere ihe karịri pasentị iri itoolu na asatọ (98%) nke nnyefe ya na Yoruba na Egun, na ihe dịka pasent abụọ (2%) maka akụkọ Bekee. Ndị na-ege ntị na ụlọ ọrụ ahụ gụnyere ndị na-ege Yoruba ntị na Lagos na ndị Naijiria.[3]

Nhọpụta nke Maazị Olajide Isiaka Lawal dị ka onye isi njikwa nke Redio Lagos bụ nke Gọvanọ Lagos Steeti, Maazị Babajide Sanwo-Olu nyere ikike.[4]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. RadioLagos107.5Fm – Lagos – APIE BUSINESS (en-US). Retrieved on 2022-02-20.
  2. Radio Lagos. Wander. Archived from the original on 20 February 2022. Retrieved on 20 February 2022.
  3. Haris Aslam (20 November 2014). Radio Lagos 107.5 Online. RadioAfrican. Archived from the original on 1 October 2020. Retrieved on 14 September 2022.
  4. Sanwo-Olu appoints Lawal, as Radio Lagos GM (en-US). Vanguard News (2021-10-26). Retrieved on 2022-03-13.