Gaa na ọdịnaya

Lere Paimo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lere paimo
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Novemba 1939 Dezie
Ebe ọmụmụOgbomosho, Q65395736 Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, omee ihe nkiri Dezie
Lere Paimo

Lere Paimo, Audio OFR (amụrụ na Nọvemba, 1939) bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye na-eme fim, onye na-emepụta ihe na onye nduzi.[1]

Oge ọ malitere

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ ya na Nọvemba 1939 na Ogbomosho, obodo dị na Oyo Steeti n'ebe ndịda ọdịda anyanwụ Naịjirịa.[2]

Ọ malitere ime ihe nkiri n'afọ 1960 mgbe o sonyeere otu ihe nkiri Oyin Adejobi, otu ihe nkiri nke Pa Oyinade Adejobi guzobere tupu o sonye n'otu ihe ngosi Duro Ladipo ebe ọ gosipụtara na egwuregwu a kpọrọ Obamoro na ọrụ "Chief Basa".[3] Ọ ghọrọ onye a ma ama mgbe ọ na-arụ ọrụ dị ka Soun Ogunola na-eme ihe nkiri Yoruba nke akpọrọ Ogbori Elemosho nke mere ka ọ bụrụ onye a ma Ama. O gosipụtara, mepụta ma duzie ọtụtụ ihe nkiri Naijiria kemgbe ọ malitere ime ihe nkiri na 1963.[4] N'afọ 2005, iji kwado nnukwu onyinye ya nye ụlọ ọrụ ihe nkiri Naijiria, Olusegun Obasanjo, onye bụbu onye isi ala nke Federal Republic of Nigeria nyere ya onyinye National Member of the Federal Republic of Nigerian n'akụkụ Zeb Ejiro.[5][6] N'ọnwa Mee afọ 2013, a kọrọ na ọ nwere ọrịa strok, mana ọ lanarịrị ọrịa strok.[7] N'ọnwa Eprel afọ 2014, ọ meriri ihe nrite ego otu nde naira n'ihe ngosi egwuregwu Naijiria, nke a na-akpọ Who Wants To Be A Millionaire .[8]

Ihe nrite

[dezie | dezie ebe o si]
  • Onye otu nke Federal Republic (2005)

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]