Lola Ade-John
Ọdịdị
Lola Ade-John
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Lola |
| Aha ezinụlọ ya | John |
| Ebe ọmụmụ | Lagos |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba |
| Ọrụ ọ na-arụ | civil servant, onye ọrụ ụlọ akụ |
| Onye were ọrụ | Shell Nigeria, Ulọ ọba ego nke Access, Ecobank Nigeria, United Bank for Africa |
| Ọkwá o ji | Minister of Tourism |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Ibadan |
| Onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Onye Kraịst |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | agba aja aja |
Lola Ade-John bụ onye ọkachamara ozi na teknụzụ nke Naijiria, onye na-ahụ maka ụlọ akụ na onye minista na-ahụ maka njem nlegharị anya ugbu a. [1]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Lola Ade-John gụrụ sayensị kọmputa na mahadum nke Ibadan ebe ọ gụsịrị akwụkwọ na 1984. Ọ na-enwetakwa nzere masta site n'otu ngalaba na otu ụlọ akwụkwọ. [1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na mahadum, Lola rụrụ ọrụ na Shell Petroleum dị ka onye nyocha sistemụ. Mgbe ahụ ọ gara n'ihu na-arụ ọrụ na Magnum Trust bank, Access Bank, United Bank for Africa na Ecobank . Mgbe ọ rụchara ọrụ na ngalaba ụlọ akụ, o hiwere Novateur Business Tecchnology Consultants na 2013.
Na 16 Ọgọst 2023, Onye isi ala Bola Tinubu họpụtara ya onye minista na-ahụ maka njem nlegharị anya. Ọ malitere ọrụ na 21 Ọgọst 2023. [2] [3]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- 1 2 Ekugo (2023-08-03). Meet Lola Ade-John, IT and banking expert on the ministerial nomination list (en-US). Nairametrics. Retrieved on 2023-08-21.
- ↑ Aworinde. "Full List: Portfolios Of Tinubu’s 45 Ministers", Channels TV, 16 August 2023. Retrieved on 21 August 2023.
- ↑ Tour operators: How Lola Ade-John can succeed as tourism minister - P.M. News (en-US). Retrieved on 2023-08-21.