Lukman Alade Fakeye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Lukman Alade Fakeye
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereLukman Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya25 Jụn 1983 Dezie
Ebe ọmụmụIbadan Dezie
Ọrụ ọ na-arụwood carver, onye na-akpụ ihe ọkpụkpụ Dezie
ebe agụmakwụkwọPolytechnic, Ibadan Dezie
ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie
nnọchiaha nkeonweL485 Dezie

Lukman Alade Fakeye (amụrụ na June 25, 1983, na Ibadan ) bụ onye Naijiria na-akpụ ihe na onye jị osisi akpu ihe, onye si mpaghara Yoruba.[1] Ọ bụ nwa nwanne Lamidi Olonade Fakeye, onye pịrị ọnụ ụzọ nke African Room na Kennedy Center na Washington, DC Lukman malitere ịrụ ọrụ ya na nna ya, Akin Fakeye, mgbe ọ dị afọ itoolu.

Lukman Alade Fakeye gụrụ nka na imewe ihe na The Polytechnic, Ibadan, ebe a họpụtara ya ka ọ bụrụ Best Student in Sculpture ugboro abụọ. A pụrụ ịhụ ọrụ Fakeye na nchịkọta ọha na nke onwe na Nigeria, United States, na United Kingdom.

Ihe ngosi[dezie | dezie ebe o si]

  • Ụlọ ihe ngosi nka ụmụ akwụkwọ na Ibadan Polytechnic
  • Osun Oshogbo Annual Festival na Wale Adelakun, 2000, na Akindele Olufemi Olunloyo, 2006
  • Aafak Art Gallery, Lagos, Nigeria, ya na Awotunde Adeniyi, 2002
  • Megamurth Impression Art Gallery na Seun Adeyemo
  • Africraft Art Gallery na Rotimi Aderogba, 2005
  • Ụlọ ọrụ nnọchiteanya Dutch na Abuja, 2001
  • Mansah Gallery, Banjul, Gambia, 2007

Ihe edeturu[dezie | dezie ebe o si]

  1. Lukman Alade Fakeye. duckduckgo.com. Retrieved on 2009-06-11.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  • Lamidi Olonade Fakeye. Lamidi Olonade Fakeye: A Retrospective Exhibition and Autobiography, My Life and Art. 1997.