Mahmood Ali-Balogun
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
|---|---|
| Ụdịekere | nwoke |
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Mahmoud |
| Aha ezinụlọ ya | Balogun |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Julaị 1959 |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ndu ihe nkiri, odee akwụkwọ, cultural worker |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 1999 |
| Okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Ọrụ ama ama | Tango with Me |
| Asụsụ eji dee ọrụ | English |
| Ihe nrite | Nollywood Movies Awards |
| Nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Mahmood Ali-Balogun bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri, onye ọrụ omenala na onye isi njikwa Brickwall Communications Limited (Brick house Media)[1] O duziri ihe nkiri nwetara ọtụtụ ihe nrite ' Tango With Me '. [2] Ọ bụ onye isi oche nke Audio Visual Rights Society (AVRS) nke Naijiria. [3] [4]
Ndụ mmalite na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Amụrụ Mahmood Ali-Balogun n'abalị iri na iteghete nke ọnwa Julaị , 1959 [5] ma tolite na mgbago ugwu Naijiria. [6] Ọ gụrụ akwụkwọ na Mahadum Ife, nke akpọrọ Mahadum Obafemi Awolowo ugbua, ebe ọ gụrụ Dramatic Arts nke ọkachamara kpọmkwem ya bụ na mmepụta ihe nkiri fim na telivishọn. [7] Ọrụ Mahmood etolitela kemgbe ọtụtụ afọ site na ịbụ onye na-eme ihe nkiri, [8] ruo n'ịbụ onye ntụzi aka mmepụta ihe nkiri, [7] [9] ruo n'ịbụ onye na-emepụta ihe nkiri, [7] onye isi ụlọ ọrụ, [7] [10] onye ana ajụta ese ihe gbasara ihe nkiri [11] na onye nnọchi anya na ụlọ ọrụ na-eme fim. . [12]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Aha | Otu | Ọrụ |
|---|---|---|---|
| 1999 | A place called Home | Ihe nkiri | Onye nduzi |
| 2002 | Child and women Trafficking-The new slavery | Akwụkwọ akụkọ | Onye na-emepụta ihe, onye nduzi |
| 2003 | Remi ni Toto | Ihe nkiri ụlọ yoruba | Onye na-emepụta ihe, onye nduzi |
| 2003 | Environment Al Pollution In Nigeria | Akwụkwọ akụkọ | Onye na-emepụta ihe, onye nduzi |
| 2005 | Collage Of Cultural Colors (Japan) | Akwụkwọ akụkọ | Onye na-emepụta ihe, onye nduzi |
| 2005 | Dance of the Maidens-Traditional Marriages in Nigeria (series) | Akwụkwọ akụkọ (usoro telivishọn) | Onye na-emepụta ihe, onye nduzi |
| 2008 | Peace Mission | Akwụkwọ akụkọ | Onye na-eme ihe nkiri (Nkọwa) |
| 2010 | Tango With Me[7] [10] Best Directing Award Atiya 2012 Nollywood Movies Awards | Ihe nkiri | Onye nduzi, onye na-emepụta ihe, onye edemede |
| 2013 | Flower Girl | Ihe nkiri ịhụnanya | Onye ndụmọdụ ihe nkiri |
| 1983 | Ola Rotimi play;if..A Tragedy of the Ruled. | Ihe nkiri | Onye na-eme ihe nkiri |
Ọrụ ụlọ ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]- Onye òtù: Council Advisory for the Nigerian Film Industry [10]
- Onye òtù: Board Advisory, African Movies Academy Awards AMAA
- Onye isi: 9th Congress, Federation Panafricaine Des Cineates (FEPACI). South Africa, 2013 [10]
- Onye isi oche ugbu a: Audio Visual Rights Society of Nigeria (AVRS)
- Onye isi oche mbido: National Association of Nigeria Theater Arts Practitioners (NANTAP) [5]
- Onye bụbu osote onye isi: Independent Television Producers Association of Nigeria (ITPAN) [5]
- Onye so na ndị ọ̀káikpe: Ememme ihe nkiri Toronto International, TIFF 2013, Toronto, 2013 [9]
- Onye ndụmọdụ: African International Film Festival, AFRIFF
- Onye nnọchi anya: Nollywood Film Festival na Paris, 2014
- Onye nnọchi anya ụlọ ọrụ: Africa International Film Festival (AFRIFF), Calabar, 2013 [13]
- Onye ọ̀káikpe: 2015 International Emmy Awards [14]
- Onye ọ̀káikpe: Africa International Film Festival (AFRIFF), Calabar, 2014 [10]
- Onye ọ̀káikpe: 32nd Cairo International Film Festival (CIFF),
- Onye so na ndị ọ̀káikpe: Abuja Intn'l Film Festival
- Onye ọ̀káikpe: Zuma International Film Festival
- Onye òtù: Council Advisory for African International Film Festival, 2013
- Onye òtù: kọmitii na-eduzi, Motion Picture Council of Naijiria (MOPICON), 2007 [15]
- Onye òtù mmalite: Conference of Motion Picture Practitioners of Nigeria (CMPPN)
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ndị Naijiria na-emepụta ihe nkiri
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Mahmood Ali Balogun. Africa Movie Academy Awards. Archived from the original on 2014-03-13. Retrieved on 2021-10-24.
- ↑ Uzoatu. Movie Review: The Legend of TANGO WITH ME. The Premium Times, Nigeria. Retrieved on 11 August 2015.
- ↑ AVRS boss hails Buhari over plans to tackle piracy. Vanguard News. Retrieved on 10 August 2015.
- ↑ Tango with me: A movie phenomenon. Vanguard News. Retrieved on 10 August 2015.
- ↑ 5.0 5.1 5.2 About The Director. African Film Festival Inc.. Retrieved on 10 August 2015.
- ↑ STAR ACTOR: Behold Elder Ali Balogun. The Guardian Life Magazine. Retrieved on 10 August 2015.
- ↑ 7.0 7.1 7.2 7.3 7.4 Tango with me: A movie phenomenon. Vanguard News. Retrieved on 10 August 2015.
- ↑ Mahmood Ali-Balogun - Filmography. The New York Times. Baseline & All Movie Guide (2016). Archived from the original on 2016-03-07.
- ↑ 9.0 9.1 TIFF 2013: Nollywood never had it better at an international film fest. National Mirror News, Arts and Lifestyle. Archived from the original on 22 August 2014. Retrieved on 10 August 2015.
- ↑ 10.0 10.1 10.2 10.3 10.4 2014 Jury. Africa International Film Festival (AFRIFF). Archived from the original on 10 August 2015. Retrieved on 10 August 2015.
- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. IMDb.com, Inc.. https://www.imdb.com/name/nm3123654/.
- ↑ Nollywoodweek festival… loud in Paris. Guardian News, Arts.
- ↑ Filmmaker Mahmood Ali-Balogun In Paris For Nollywood week. Guardian News on (barasolutions.com). Retrieved on 10 August 2015.
- ↑ Mo Abudu, Kunle Afolayan, Tunde Kelani, More, As EbonyLife TV Hosts Emmy Awards Judging Event. onobello.com. Archived from the original on 27 September 2015. Retrieved on 25 August 2015.
- ↑ Cannes' Competitive Edge:African film makers' experience. Blue-Ribbon'12'. LEADERSHIP's INTERVAL. Retrieved on 25 August 2015.