Mahmoud Abdel-Aty

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mahmoud Abdel-Aty
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịEgypt Dezie
Aha enyereMahmoud Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Novemba 1967 Dezie
Asụsụ obodoEgyptian Arabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Egyptian Arabic, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụmathematician, data scientist, professor, researcher, academician Dezie
ebe agụmakwụkwọAssiut University, Max Planck Institute for Physics Dezie
onye ndụmọdụ doctoralA-S F Obada, Peter Lambropoulos Dezie
doctoral studentSayed Abdel-Khalek, Hamada Abdel-Hameed, Mohamed Ateto Dezie
Onye òtù nkeThe World Academy of Sciences, African Academy of Sciences Dezie
Ihe nriteFellow of the African Academy of Sciences, Fellow of the African Scientific Institute Dezie
webụsaịtịhttps://abdelaty.com Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Mathematics Dezie

Mahmoud Abdel-Aty bụ ọkammụta Ijipt nke mgbakọ na mwepụ na sayensị nzisa ozi na Shag University|Mahadum Sohag na ngalaba mgbakọ na mwepụ na Zewail City of Science, Technology and Innovation. Ọ bụ onye òtù a họpụtara ahọpụta na onye bụbu osote onye isi oche maka mpaghara North Africa nke African Academy of Sciences, Onye isi oche Kọmitii Mba Egypt maka International Mathematical Union, na onye isi nke Center for International Relations na Mahadum Sohag.[1][2][3]

Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ Ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mahmoud Abdel-Aty na 6 Nọvemba 1967. [4] Ọ nwetara nzere nke mbụ ya (B.Sc. Ọmakasịrị nwere ùgwù) n'afọ 1990 sitere na Assiut University |Mahadum Assiut, Egypt.[2][4] O nwetara nzere Ph.D. ya na Applied Mathematics na Quantum Information sitere na Max Planck Institute of Quantum Optics n'afọ 1999 wee nata D.Sc. na mgbakọ na mwepụ na physics sitere na National University of Uzbekistan n'afọ 2007.[2][4]

Ọrụ Ya[dezie | dezie ebe o si]

Mahmoud Abdel-Aty malitere ọrụ ya dị ka onye inyeaka nkuzi na Mahadum Assiut (1990-1995)[4] Ọ bụbu onye nkuzi na South Valley University|Mahadum South Valley site na 1995 ruo 1997 , mgbe ọ pụrụ ịchụso nzere ọkankuzi ya na Max Planck Institute of Quantum Optics, Munich. [4] Ọ ghọrọ osote ọkammụta n'afọ 1999 na Mahadum South Valley.[4] Mgbe ọ nọchara n'ọkwa ọ nọrọ na ya ozugbo omwetachara nzere ọkankuzi ya na Mahadum Flensburg site na 2001 ruo 2003, ọ ghọrọ ọkammụta osote na Mahadum South Valley n'afọ 2004.[4] Ọ ghọrọ onye ọkammụta zuru oke na Mahadum Sohag n'afọ 2009.[4] Ọ bụ onye isi oche ntọala nke Ngalaba Applied Mathematics na Zewail City of Sayensị na teknụzụ (2013-2017). N'afọ 2017, ọ ghọrọ onye isi nke nnyocha sayensị na ọmụmụ akwụkwọ ndị nweterela nzere B.Sc na Mahadum Applied Science (Bahrain). Site n'afọ 2018 ruo ugbu a, ọ bụ onye isi ụlọ ọrụ International Relation Center. na Mahadum Sohag [5]  [1]

Onyinye na nkwanye ùgwù[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2003, Abdel-Aty nwetara ihe nrite nke steeti bụ State Encouragement Award for Mathematics .[5][1] Na 2005, o nwetara ihe nrite Third World Academy of Science Award na mgbakọ na mwepụ.[1] Na 2007 ọ natara Abdul Hameed Shoman Foundation Award for maka ndị nnyocha si mba Arab in na ngalaba mgbakọ na mwepụ nakwa Sayensị Kọmputa [5][6] N'afọ 2009, e nyere ya ihe nrite Ihe nrite Fayza Al-Kharafi na Physics site na Egyptian Academy of Sciences and Technology.<ref name=":3" / > N'afọ 2011, ọ natara akara ngosi steeti maka Ọkachamara na Sayensị ndị praịmarị site na Ụlọ Akwụkwọ Academy of Sciences and Technology nke Egypt.[7]

N'afọ 2018, ọ natara Ihe Nrite Mohamed bin Rashed maka ụzọ kacha mma na amụma asụsụ na atụmatụ nke Mohamed bin Rashed Foundation nyere. [5][3] ọ bụ nnukwu 5awal

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 1.2 1.3 Prof. Mahmoud Abdel-Aty (en-US).
  2. 2.0 2.1 2.2 Mahmoud Abdel-Aty.
  3. 3.0 3.1 Abdel-Aty M. A Mahmoud | The AAS. Archived from the original on 2019-10-24. Retrieved on 2023-12-04.
  4. 4.0 4.1 4.2 4.3 4.4 4.5 4.6 4.7 Mahmoud Abdel-Aty profile.
  5. 5.0 5.1 5.2 5.3 Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named :4
  6. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named : :2
  7. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named : 3