Martin Luther King, Jr.

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Martin Luther King, Jr.
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoMartin Luther King Jr. Dezie
Aha ọmụmụMichael King Jr. Dezie
Aha enyereMartin, Luther Dezie
aha ezinụlọ yaKing Dezie
A gụrụ ahaMartin Luther King Sr. Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Jenụwarị 1929 Dezie
Ebe ọmụmụAtlanta Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya4 Eprel 1968 Dezie
Ebe ọ nwụrụMemphis Dezie
Ụdị ọnwụỊgbụ mmadụ Dezie
ihe kpatara ọnwụballistic trauma Dezie
Onye gburuJames Earl Ray Dezie
Ebe oliliMartin Luther King Jr. National Historical Park Dezie
ŃnàMartin Luther King Sr. Dezie
ŃnéAlberta Williams King Dezie
nwanneChristine King Farris, A. D. King Dezie
Dị/nwunyeCoretta Scott King Dezie
nwaYolanda King, Martin Luther King III, Dexter Scott King, Bernice King Dezie
IkwuAlveda King Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
onye were ọrụDexter Avenue Baptist Church, Ebenezer Baptist Church, Free University of Amsterdam Dezie
ogo mmụtaDoctor of Philosophy Dezie
onye ndụmọdụ doctoralLotan Harold DeWolf Dezie
prefix nsọpụrụReverend Doctor Dezie
agbụrụNdi Afrika nke Amerika Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaBaptists Dezie
Ụbọchị oririMartin Luther King Jr. Day Dezie
Archive naSwarthmore College Peace Collection Dezie
Ijecivil rights movement, nonviolence, labor movement in the United States, civil rights movement Dezie
Onye òtù nkeAmerican Academy of Arts and Sciences, Southern Christian Leadership Conference, Alpha Phi Alpha, Progressive National Baptist Convention Dezie
echiche ndọrọ ndọrọ ọchịchịanti-racism, social democracy, democratic socialism, nonviolence Dezie
onye nlereranyaReinhold Niebuhr, Howard Thurman, Walter Rauschenbusch, Henry David Thoreau, Mahatma Gandhi Dezie
ihe omume dị ịrịba amaI Have a Dream, March on Washington for Jobs and Freedom, assassination of Martin Luther King Jr., Nobel Peace Prize Dezie
ahọpụtara makaNobel Peace Prize Dezie
suffix ọgbọL252247-F2 Dezie
akwụkwọ faịlụ naSAPA Foundation, Swiss Archive of the Performing Arts Dezie
webụsaịtịhttps://thekingcenter.org Dezie
Martin Luther King, Jr.

Martin Luther King, Jr. (Önwa mbu 15, 1929 — Önwa áno 4, 1968), mgbe mbu, bu onye Amerika onye íshí üka, onye ne mmẹ mmẹ maka ńdu madu na onye íshí di mkpa nke na cẹdolu na ogẹ mbu íwú ndụ madu nke ndi Afrika nke Amerika. Ihe o mẹrẹ di mkpa na uwa bu I me ka íwú ndu na Amerika gawá na nke oma, na dé má a wúziálá onyé madu né lezí anyá élú na ya. Üka abụọ nke Ndi Eféfé Kraist húrú ya ka onye nyéré onwe ya maka Chi. Onye íshí éféfé Baptist, King mere bú onye o bu na mgbe mbu mbu ime orü ya. O mereíshí Montgomery Bus Boycott 1955 na ó nyèrè áká I ké Southern Christian Leadership Conference na afọr 1957 ya bu íshí ya. Ihe o merìrì mere ka Ije na Washington na afọr 1963 me, o bu nga ka o nyèrè okwu "I Have a Dream". Nga, o safùrù madu anya na ihe íwú madu na é jé mgbe ahu na ọ mere onwe ya na anya ndi madu ka dioka ukwu na okwu ma okwu.