Martina Ohadugha
Ọdịdị
Martina Ohadugha
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Obodo maka egwuregwu | Naijiria |
| Aha enyere | Onyinyechi, Martina |
| Aha ezinụlọ ya | Ohadugha |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Mee 1991 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C., Nigeria women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
Templeeti:Infobox football biography
Martina Ohadugha (amụrụ na ubochi ise na onwa Mee 1991) bụ onye egwuregwu bọọlụ mba Naịjirịa nke na-agba bọọlụ dị ka onye ọkpọ egwuregwu bọọlụ Rivers Angels nke ụmụ nwanyị Naijiria na otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa .
Ọrụ mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]Ọ so na otu mba Naijiria na asọmpi ụmụ nwanyị Africa nke 2012 na 2014, wee merie nke ikpeazụ. Ọ sokwa na asọmpi iko mba ụwa nke 2015 FIFA . [1]
Nkwanye ugwu
[dezie | dezie ebe o si]Mba ụwa
[dezie | dezie ebe o si]- Naijiria
- Asọmpi ụmụ nwanyị Afrịka : 2014
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Okon picks Oshoala, Nwabuoku, 21 others for World Cup. thenff.com (27 May 2015).
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Martina Ohadugha – FIFA competition record (archived)
- Martina Ohadugha at Soccerway