Maryam Yahaya
Ọdịdị
Maryam Yahaya
| Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
|---|---|
| Ụdịekere | nwanyị |
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Maryam |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Julaị 1997 |
| Ebe ọmụmụ | Kano |
| Asụsụ obodo | Asụsụ Hausa |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụsụ Hausa |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 |
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Yahaya chọrọ ime ihe nkiri site na nwata, ihe nkiri ndị Hausa ọ na-ekiri kpaliri ya. O mere nke mbụ ya n'ihe nkiri Gidan Abinci, nke Barauniya nakwa Tabo sochiri, ebe ọ rụrụ obere ọrụ. Ọ nwetara aha mgbe ọ gbanwere ọrụ dị mkpa maka Bilkisu Shema na Mansoor, nkiri na-akpali akpali nke Ali Nuhu duziri.[1][2]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]| Aha ya | Afọ |
|---|---|
| Gidan Abinci | 2016 |
| Barauniya | 2016 |
| Tabo | 2017 |
| Mijin Yarinya | 2017 |
| Mansoor | 2017 |
| Mariya | 2018 |
| Wutar Kara | 2018 |
| Jummai Ko Larai | 2018 |
| Matan Zamani | 2018 |
| Hafiz | 2018 |
| Gidan Kashe Awo | 2018 |
| Gurguwa | 2018 |
| Mujadala | 2018 |
| Sareena | 2019 |
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta nke ndị Naijiria n'eme ihe nkiri
- Ndepụta nke ndị n'eme ihe nkiri Kannywood
Edensibịa
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Matazu (8 March 2019). Kannywood’s 7 youngest stars. Daily Trust. Archived from the original on 2 August 2019. Retrieved on 2 August 2019.
- ↑ Ngbokai (20 July 2018). Young artistes making waves in Kannywood. Daily Trust. Retrieved on 2 August 2019.Ngbokai, Richard P. (20 July 2018). "Young artistes making waves in Kannywood". Daily Trust. Retrieved 2 August 2019.