Matilda Obaseki
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha n'asụsụ obodo | Matilda Obaseki |
| Aha ọmụmụ | Matilda Obaseki |
| Aha enyere | Matilda |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 1968 |
| Ebe ọmụmụ | Benin City |
| Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English |
| Ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ederede |
| Ụdị ọrụ ya | theater arts |
| Ebe agụmakwụkwọ | University of Benin |
| Ogo mmụta | bachelor's degree |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2007 |
| Ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
| Ụcha ime anya | brown |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Matilda Obaseki bụ onye na eme ịhe nkịrị Nigerian film actress bukwru ọye edemede scriptwriter Nigeria. Ọ bụ onye na-eme ihe nkiri na emume ịhe nkịrị na ewu ewu nke TV a na akpọ Tinsel. [1]
Mbido ndu
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Obaseki na 19 Maachị 1986 na Benin City, Oredo Local Government Area, Edo State ebe o tolitere. Ọ bụ ọdụdụ nwa n’ime ụmụaka asaa. [2] [3]
Ndụ onwe
[dezie | dezie ebe o si]Obaseki lụrụ Arnold Mozia na Benin City na 21 Septemba 2013 mgbe ọ mụsịrị nwa mbụ ya otu afọ gara aga na 31 August 2012. Ọ mụrụ nwa nwoke nke abụọ na 1 Jenụwarị 2015. [4] [5] [6]
Ndụ mbido
[dezie | dezie ebe o si]Obaseki tolitere na Benin City, ebe o nwere Mmụta Nke Praịmarị na secondiri. Ọ kwụsịrị ịmụ Bekee na University of Benin iji lekwasị anya n'ọrụ ya bu ịme ịhe nkịrị. [7]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Obaseki bidoro ọrụ ya n’afọ 2007, mana amara ya nke ọma na oru ya na ịhe nkiri nke Tinsel, ebe ịhe ana akpọ ya be Angela Dede. [8] Tupu ọsoro mee Tinsel, ọ rụrụ ọrụ na ịmeịhe nkịrị nwa agbọghọ ogbeye na ịhe emume TV nke US, nke pụtara na usoro atọ. [9] Ihe nkiri mbụ ya nke 2014 a kporo, A Place in the Stars, ebe ya na Gideon Okeke na Segun Arinze rụkọrọ ọrụ.
Ebe nsi weta
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "I am living up my dream Tinsel cast — Matilda Obaseki". Encomium.com. Encomiums Ventures Ltd. 27 December 2015. Archived from the original on 24 April 2016. Retrieved 7 May 2016.
This story was first published in ENCOMIUM Weekly on 22 October 2013.
- ↑ "Why I keep away from men Tinsel star, Matilda Obaseki". Modern Ghana. September 17, 2009. Retrieved March 19, 2016.
- ↑ "Matilda Obaseki Biography". Manpower Nigeria.
- ↑ "Photos - Tinsel Actress Matilda Obaseki White & Traditional Wedding - MJ Celebrity Magazine". MJ Celebrity Magazine. Archived from the original on 3 April 2015. Retrieved 19 March 2016.
- ↑ Tayo, Ayomide O. (2 October 2015). "Matilda Obaseki: Actress shares loving picture of her family on Independence Day". pulse.ng. Archived from the original on 28 March 2016. Retrieved 19 March 2016.
- ↑ "Matilda Obaseki Welcomes 2nd Baby Boy". Nigerian Entertainment Today. Retrieved 19 March 2016.
- ↑ Akutu, Geraldine (5 August 2018). "'I Have No Regret Going Into Acting'". The Guardian. Guardian Media Group.
- ↑ "Matilda Obaseki Biography – Age, Wedding". MyBioHub.
- ↑ "8 Things You Probably Didn't Know about Matilda Obaseki". ConnectNigeria. 11 August 2016. Archived from the original on 12 June 2021. Retrieved 12 June 2021.