Maureen Eke
Ọdịdị
Maureen Eke
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha enyere | Maureen |
| Aha ezinụlọ ya | Eke |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 19 Disemba 1986 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, pidgin Naịjirịa |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
| Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
| Onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team |
| Ụdị egwuregwu | footbọl |
| So na | 2007 FIFA Women's World Cup |
Templeeti:Infobox football biography Maureen Eke onye amụrụ na abalị iri na itoolu n’ime onwa iri na abuo n'afọ 1986. Ọ bụ nwaafọ Naịjirịa n’agba bọọlụ ụmụ nwanyị nke òtù Mba ụwa dị ka onye ọnọ n'etiti (midfielder) . O so na otu egwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa . O so n'òtù egwuregwua na 2007 FIFA Women's World Cup . Na ogo klọb ọ na-agbara Delta Queens FC nọ na Delta State, Nigeria . [1]
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ List of Players (PDF). FIFA Women's World Cup China 2007. FIFA (2007). Retrieved on 2007-09-28.