Mazi Nwonwu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ọrụ ọ na-arụ | onye ntaakụkọ, odee akwụkwọ |
ebe agụmakwụkwọ | Nnamdi Azikiwe University, Barewa College |
Chiagozie Fred Nwonwu onye na-ede n'okpuru aha edemede Mazi Nwonwu bụ onye edemede, onye nlekọta na onye nchịkọta akụkọ Naijiria. Ọ bụ onye nchoputa na onye nchịkọta akụkọ nke Omenana Magazine.[1][2][3][4] N'afọ 2017, YNaija depụtara ya dị ka otu n'ime ndị kachasị ike na mgbasa ozi n'akụkụ Stephanie Busari na Fisayo Soyombo .[5][6]
Mmalite ndụ na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]A mụrụ Chiagozie Nwonwu na Nkwe, N'ime obodo di na
Enugu Steeti . Ọ gara Government College, Kaduna (nke bụzi Barewa College) wee gaa na Mahadum Nnamdi Azikiwe iji mmaka ihe gbasara asụsụ. s. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye nchịkọta akụkọ na Olisa.tv . Ya na Chinelo Onwualu hiwere Omenana Magazine n'afọ 2014.[1] Ọ bụkwa onye nta akụkọ na BBC.[7] BBC kọwara ya dị ka otu n'ime ndị edemede ọhụrụ ahụ dere Nigeria.[2] A na-ewere ya dị ka otu n'ime ọgbọ nke atọ nke ndị edemede Naịjirịa.[8]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Mazi Nwonwu. Omenana Magazine. Retrieved on August 26, 2021.
- ↑ 2.0 2.1 BBC Radio 4 - Writing a New Nigeria - Meet the authors. BBC. Retrieved on August 26, 2021.
- ↑ Geoff (May 31, 2018). Mazi Chiagozie Nwonwu. Strange Horizons. Retrieved on August 26, 2021.
- ↑ POET OF NO COUNTRY (by Eriata Oribhabor Poetry Prize Judge Mazi Chiagozie F Nwonwu). WRR (December 20, 2012). Retrieved on August 26, 2021.
- ↑ YNaija (January 3, 2018). #YNaijaPowerList2017: Stephanie Busari, Uche Pedro, Fisayo Soyombo… See the most powerful young persons in the media space » YNaija. YNaija. Retrieved on August 26, 2021.
- ↑ Stephanie Busari, Morayo Afolabi-Brown, Kemi Adetiba named in #YNaijaPowerlist2017 for "Most Powerful Young People in Media". OloriSuperGal (September 8, 2017). Archived from the original on August 26, 2021. Retrieved on August 26, 2021.
- ↑ How a Nigerian scheme forged in war creates billionaires. BBC (May 10, 2021).
- ↑ Umezurike. "New Nigerian Literature Unsung Heroes", ThisDay Newspaper, January 23, 2022. Retrieved on January 23, 2022.