Mercy Chinwo

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mercy Chinwo
Mmádu
Akụkụ nkeHouse of Gold Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMercy Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya5 Septemba 1990 Dezie
Ebe ọmụmụUgwu Ọcha Dezie
Dị/nwunyespouse Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụsinger-songwriter Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke ọdụ ụgbọ mmiri-harcourt Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2012 Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịgospel music, contemporary music, contemporary worship music, African gospel Dezie
Ihe nriteNigerian Idol, African Gospel Awards Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

  Mercy Nnenda Chinwo bụ onye na-agụ egwú gospel nke Naijiria, onye na-abụ abụ, onye na'eme ihe nkiri, onye na na-eme ihe ọchị na onye na-ede egwu. Ọ malitere ịbụ abụ mgbe ọ dị afọ asatọ n'òtù ukwe ụmụaka na ụlo ụka ọ na ekpe, ọ meriri Nigerian Idol Season 2 na 2012.[1]

A mụrụ Mercy Nnenda Chinwo ụbọchị nke ise na ọnwa nke itoolu na afọ nari iri itoolu na iri itoolu, na obodo ya bụ Portharcourt, Rivers Steeti. Ọ bụ nwa nke anọ n'ime ụmụ ise n'ezinụlọ ya. Nna ya nwụrụ mgbe ọ dị obere. Ọ lụrụ Pastor Blessed Uzochikwa onye si Delta Steeti, Nijiria.[2]

Chinwo wepụtara egwu mbụ ya, "Testimony" na afọ puku abụọ na iri ise, na "Igwe" otu afọ ka e mesịrị na 2017.[3] Mercy Chinwo bụ Minista Egwú Gospel[4]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụrụ na Port Harcourt na Pastor Blessed Uzochikwa nke Water Brooks Church Lekki na iri na atọ nke ọnwa asatọ na afọ puku abụọ na abụọ[5][6]

Ime ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Otu afọ mgbe ọ meriri Nigerian Idol, ọ nwetara ọrụ ihe nkiri mbụ ya na ihe nkiri Yvonne Nelson, House of Gold ebe ọ rụrụ ọrụ dị ka Lucia, ya na Yvonne Jackson, Majid Michel, na Omawumi na ndị ọzọ.[7] Ihe nkiri House of Gold meriri Best Picture na Ghana Movie Awards na Best Ghanaian Movie na 2013 City People .

Ihe ndị ọ rụzuru[dezie | dezie ebe o si]

  • N'afọ puku iri abuo iri na abụọ, Mercy Chinwo meriri Nigerian Idol.
  • N'afọ puku iri abụọ iri na asatọ, e nyere Mercy Chinwo ihe nrite Best Gospel Artiste na CLIMAX Awards puku iri abụọ iri na asatọ.[8]
  • N'afọ puku iri abụọ iri na itoolu, na mbipụta mbụ nke Africa Gospel Awards Festival (AGAFEST puku iri abụọ iri na itoolu) A kpọrọ Mercy Chinwo onye mmeri na ngalaba Africa Gospel New Artiste of the Year, Africa Gospel Female Artiste of of the Year (Otu Ịhụnanya Dị Ife).[9][10]
  • N'afọ puku abụọ na iri abụọ, Mercy Chinwo pụtara dị ka onye na-ese ozi ọma nke afọ na AFRIMMA Awards.[11]

Nkọwapụta[dezie | dezie ebe o si]

Album[dezie | dezie ebe o si]

  1. How Mercy Chinwo won Nigerian Idols. Vanguard News (9 April 2012). Retrieved on 9 June 2019.
  2. Mercy Chinwo Biography: Age, Net Worth, Career, Awards, Ministry (en-US). Trengezie (2020-09-07). Archived from the original on 2021-12-17. Retrieved on 2021-12-17.
  3. Media (2019-11-12). Gospel Artiste of the Week: MERCY CHINWO (en-US). Daughters Of Destiny TV. Retrieved on 2020-05-24.
  4. Mercy Chinwo gets signed to EeZee Conceptz Record Label | Gospotainment.com. gospotainment.com. Retrieved on 9 June 2019.
  5. Olonilua (2022-06-27). Mercy Chinwo's fiance reacts to old video where he called singer 'sister' (en). Daily Trust. Retrieved on 2022-07-26.
  6. Royal (2022-08-14). Gospel singer, Mercy Chinwo goes emotional as she walks down the aisle [Video] (en-GB). Vanguard News. Retrieved on 2022-08-16.
  7. House of Gold Full Cast & Crew - nlist nlist | Nollywood, Nigerian Movies & Casting. nlist.ng. Retrieved on 9 June 2019.
  8. Mercy Chinwo receives First Award. Lighteousness Entertainment News (23 August 2018). Retrieved on 9 June 2019.
  9. Africa Gospel Awards 2019: Full list of nominees. Music In Africa (14 January 2019). Retrieved on 9 June 2019.
  10. AGAFEST 2019 Awards – Photos, event review and full list of winners. WorshippersGh (4 April 2019). Retrieved on 9 June 2019.
  11. Ugo. "Cuppy, Simi, Rema are Winners at 2020 AFRIMMA Awards - #AFRIMMA2020", Prime 9ja Online. Retrieved on 2022-09-26. (in en)