Mercy Oduyoye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mercy Oduyoye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMercy Dezie
aha ezinụlọ yaOduyoye Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1934 Dezie
Ebe ọmụmụAsamankese Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụtheologian Dezie
ụdị ọrụ yafeminist theology Dezie
onye were ọrụHarvard University, Mahadum nke Ibadan Dezie
ebe agụmakwụkwọMahadum nke Cambridge, University of London, University of Ghana, Chicago Theological Seminary Dezie
affiliationCircle of Concerned African Women Theologians Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaMethodism Dezie
Ihe nritehonorary doctor of the Yale University Dezie

Mercy Amba Oduyoye (amuru n'afọ 1934) bụ Ghanaian Methodist theologian a ma ama maka ọrụ ya na nka mmụta okpukpe nke ụmụ nwanyị Africa.[1] Ugbu a, ọ bụ onye isi nke Institute of African Women in Religion and Culture na Trinity Theological Seminary na Ghana.

Akụkọ Ndụ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Oduyoye na Ghana n'afọ 1934. O nwetara akara ugo mmụta na University of Ghana n'afọ 1963, nwetakwa akara ugo mmụta nke abụọ na Cambridge University n'afọ 1965, na ugo mmụta ogo na Cambridge n'afọ 1969. Site n'afọ 1967 rue 1979, ọ bụ odeakwụkwọ mmụta ndị ntorobịa nke World Council of Churches ; site n’afọ 1987 rue 1994, ọ bụ onye osote onye ode akwụkwọ n’otu nzukọ ahụ. Ọ kuziri nkuzi na Harvard University, Union Theological Seminary na University of Ibadan. Ọ rụọla ọrụ dịka onye isi nke World Student Christian Federation ma hiwe Circle of Concerned African Women Theologians n'afọ 1989.[2][3]Oduyoye edela akwụkwọ anọ na artikulu kariri iri asatọ n'ọnụọgụ nke gbadoro ukwu na nka mmụta okpukpe nke ndị kristị site na echiche nke ndị feminist na Africa . Otu n'ime isi okwu ya bụ ka okpukpere chi na omenaala ndi Africa si emetuta ahụmahụ umu nwanyi Afrika. Karịsịa, o kwuola banyere nsogbu mmegbu akụ na ụba na-ebe ụmụ nwanyị Afrika nọ.

Oduyoye e ritela honorary degrees na University of Amsterdam (1991), Stellenbosch University [4] , University of the Western Cape n'afọ 2002 [5] na Yale University n'afọ 2008. [6]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

  • Hearing and Knowing: Theological Reflections on Christianity in Africa Eugene, Or.: Wipf and Stock Publishers, 1986.  ,  
  • 'Women and Ritual in Africa' in The Will to Arise: Women, Tradition, and the Church in Africa (1992)
  • 'Feminist Theology in an African Perspective' in Paths of African Theology (1994)
  • Daughters of Anowa: African Women and Patriarchy Maryknoll, NY Orbis Books 1999.  ISBN 9780883449998,  
  • Introducing African Women's Theology Cleveland: The Pilgrim Press, 2001.  ISBN 9780829814231,  
  • Beads and Strands: Reflections of an African Woman on Christianity in Africa Maryknoll, New York : Orbis Books, 2004.  ISBN 9781570755439,  

Ebe m si dee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kwok Pui-lan (Spring 2004). "Mercy Amba Oduyoye and African Women's Theology". Journal of Feminist Studies in Religion 20 (1): 7–22. 
  2. Kwok Pui-lan (Spring 2004). "Mercy Amba Oduyoye and African Women's Theology". Journal of Feminist Studies in Religion 20 (1): 7–22. 
  3. Oredein, Oluwatomisin (Fall 2016). "Interview with Mercy Amba Oduyoye: Mercy Amba Oduyoye in Her Own Words". Journal of Feminist Studies in Religion 32 (2): 153–164. DOI:10.2979/jfemistudreli.32.2.26. 
  4. Prominent theologians to be honoured by Stellenbosch University. Archived from the original on 2017-04-25. Retrieved on 2020-11-09.
  5. The Circle of Concerned African Women Theologians, annual report 2001-02. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2020-11-09.
  6. Mary E. O'Leary, "Yale graduates 3,100 under sunny skies", New Haven Register, 27 May 2008.

Gụkwuo[dezie | dezie ebe o si]