Michael Ugwu Eneja
Ọdịdị
Michael Ugwu Eneja
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Михаил |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1919 |
Ebe ọmụmụ | Ibagwa-Aka |
Ụbọchị ọnwụ ya | 14 Novemba 2008 |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụ̀sụ̀ Ìgbò, Bekee, pidgin Naịjirịa |
Ala nna ochie | Enugwu Steti, Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | Catholic priest, Catholic bishop |
Ọkwá o ji | diocesan bishop |
okpukpere chi/echiche ụwa | Catholic Church |
consecrator | Girolamo Prigione, Francis Arinze, Anthony Gogo Nwedo |
Michael Ugwuja Eneja (January 1919 – Nọvemba 14, 2008) bụ onye ụkọchukwu Naịjiria nke Ụka Roman Katọlik. N'oge ọnwụ ya, ọ bụ otu n'ime ndị bishọp Katọlik kacha ochie na Naijiria..
A mụrụ Eneja n'Ibagwa Ani, Naijiria wee chie ya echichi dịka ụkọchukwu n'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Julaị 1951, maka Archdiocese nke Onitsha ma mechaa tinye ya na Dayọsis Enugwu e hiwere ọhụrụ. A họpụtara ya bishọp nke Dayọsis Enugu na November 10, 1977, wee nata echichi ya na February 28, 1978. Ọ nọgidere na-abụ bishọp nke Dayọsis Enugu ruo mgbe ọ lara ezumike nká na November 8, 1996. Ọ nwụrụ na November 14, 2008.
Na Nsukka, e nwere okwu ncheta kwa afọ nke aha ya bụ Eneja.[1]
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ report on Eneja lecture. Archived from the original on 2020-02-22. Retrieved on 2023-10-05.