Gaa na ọdịnaya

Mickaël Bethe-Selassié

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mickaël Bethe-Selassié
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Mba o sịEthiopia, France Dezie
Aha enyereMickaël Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Febụwarị 1951 Dezie
Ebe ọmụmụDire Dawa Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya3 Disemba 2020 Dezie
Ebe ọ nwụrụ13th arrondissement of Paris Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-akpụ ihe ọkpụkpụ, omenkà Dezie
Ụdị ọrụ yaart of sculpture Dezie
Ebe obibiParis Dezie
Ebe ọrụParis Dezie
Oge ọrụ ya (mmalite)1981 Dezie
Oge ọrụ ya (njedebe)2006 Dezie
Nwere ọrụ na mkpokọtaNational Museum van Wereldculturen, CODA Museum Dezie
Ihe nritePrix Albert-Bernard Dezie
Onye nnọchite anya nwebiisinkaikike mmeputakwa nke CISAC-otu nọchiri anya ya Dezie
Ikike nwebiisinka dị ka onye okikeỌrụ nwebiisinka chekwara Dezie

Mickaël Bethe-Selassié (15 Febụwarị 1951 ruo 5 Disemba 2020) bụ onye Etiopia na-akpụ ihe a maara maka ọrụ ya na papier mâché. Ọ hapụrụ Ethiopia mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na 1970, na-amụ sayensị na kọleji. Ọ tụgharịrị na ihe ọkpụkpụ mgbe ọ dị afọ iri atọ, ma biri ma rụọ ọrụ na Paris. Enwere ike ịchọta ụfọdụ n'ime ọrụ ya na nchịkọta nke National Museum of African Art na Washington, DC.

Ọ nwụrụ n'ihi ihe okike na Disemba 5, afọ 2020.

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]

    Njikọ mpụga

    [dezie | dezie ebe o si]