Mike Ezuruonye
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa |
---|---|
ụdịekere | nwoke |
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Mike |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Septemba 1982 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ndu ihe nkiri |
ụdị ọrụ ya | theater arts, onye ọrụ ụlọ akụ |
ebe agụmakwụkwọ | Nnamdi Azikiwe University |
ogo mmụta | bachelor's degree |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ọrụ ama ama | The Duplex |
ahọpụtara maka | Africa Magic Viewers' Choice Awards, Africa Movie Academy Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Mike Ezuruonye (mụrụ 21 September 1981), bụ onye na-eme ihe nkiri Nigeria.
Ndụ mmalite na ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Mike bụ onye Uzoakoli na Abia State, Nigeria. A mụrụ ya na Septemba 21, 1981 na Lagos . Ọ gara Federal Government College, Wukari, Taraba na Archbishop Aggey Memorial school, Lagos tupu ọ mụọ Accounting na Nnamdi Azikiwe University . [1] [2] Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye ọrụ ụlọ akụ tupu ọ bụrụ onye na-eme ihe nkiri. [3] O meela n'ọtụtụ ihe nkiri Nollywood. A họpụtara ya maka onye na- eme ihe nkiri kachasị mma na ọrụ ndu maka arụmọrụ ya na ihe nkiri "The Assassin" na Africa Movie Academy Awards na 2009. [4] [5] [6] na nhọpụta maka Onye na-eme ihe nkiri kachasị mma na Africa Magic Viewers Choice Awards. . [7]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Ọ lụrụ Nkechi Nnorom, nweekwa nwa nwoke aha ya bụ Reynold Nkembuchim Ezuruonye. [8] O nwere nwanne nwanyị tọrọ, Chichi, onye bụ dibia bekee na United Kingdom. [9] [10]
Ihe nkiri ahoputara
[dezie | dezie ebe o si]- Endless Passion (2005)
- Broken Marriage
- Beyond Reason
- Critical Decision
- Unforeseen (2005)
- Occultic Kingdom
- Desire (2008)
- Ropes of Fate (2010)
- Keep Me Alive (2008)
- Unforgivable (2014)[11]
- Calabash Part 1 & Part 2 (2014)
- The Duplex (2015)[12]
Nsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Mike Ezuruonye. Ibakatv. Archived from the original on 24 February 2015. Retrieved on February 26, 2015.
- ↑ Actor Mike Ezuruonye. Take me to Naija. Retrieved on February 28, 2015.
- ↑ Kemi Ashefon. A FAN WANTED ME TO SIGN ON HER BRA — MIKE EZURUONYE. Nigeriafilms. Archived from the original on 3 April 2015. Retrieved on February 28, 2015.
- ↑ AMAA 2008: List of Nominees & Winners at ScreenAfrica.com. Archived from the original on 8 February 2010. Retrieved on 17 January 2010.
- ↑ Orido. "Mike Ezuruonye: The face of African movie", The Standard, 4 March 2011. Retrieved on 9 March 2011.
- ↑ AMAA Nominees and Winners 2009. African Movie Academy Award. Archived from the original on 5 April 2011. Retrieved on 9 March 2011.
- ↑ Adekunle Adedosu. "Mike Ezuronye, O.C Ukeje, others contest 2015 AMVCA award", Nigerian Entertainment Today.
- ↑ Meet Actor Mike Ezuruonye and his Son (PHOTOS) | Akpraise.com (en-US). akpraise.com. Archived from the original on 2017-09-03. Retrieved on 2018-01-02.
- ↑ Actor Mike Ezuruonye Walks His younger Sister Down the Aisle (See Photos) – Hype Nigeria (en-US). hypenigeria.com. Retrieved on 2018-01-02.
- ↑ "Mike Ezuruonye's Sister Becomes General Practitioner In UK", Nigeriafilms.com. Retrieved on 2018-01-02. (in en-gb)
- ↑ Victor Enengedi. "Mike Ezuoronye makes Yoruba movie debut", August 14, 2013. Retrieved on February 28, 2015.
- ↑ "The Duplex: Mike Ezuruonye, Omoni Oboli scamper in House of Horror", The Tribune. Retrieved on February 2, 2015.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Mike Ezuruonye at IMDb