Miranda Otto

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Miranda Otto
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịOstraliya Dezie
aha n'asụsụ obodoMiranda Otto Dezie
Aha enyereMiranda Dezie
aha ezinụlọ yaOtto Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya15 Disemba 1967 Dezie
Ebe ọmụmụBrisbane Dezie
ŃnàBarry Otto Dezie
nwanneGracie Otto Dezie
Dị/nwunyePeter O'Brien Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, stage actor, omee ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọNational Institute of Dramatic Art Dezie
Flọruit1986 Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1986 Dezie
webụsaịtị Dezie

Mirand Otto (múrú ya na 16 Önwa iri abuöö 1967) bu omeka nke nwayi onye Ostraliya. Nwa nwanyi oméka Lindsay na Barry Otto na nwanne nwayi oméka Gracie Otto, Miranda bịdọrọ iméka mgbe o di afọr iri na asato, na o na á mela onyo-na-ga imerime.

Onyo-na-ga ka o di mbu, nke di ukwu, mẹrẹ na afọr 1986 nke ha na kpó Emma's War, o mẹrẹ ka agbogho nwayi gárá ohia Ostraliya mgbe Agha Uwà II. Mgbe afọr iri gụchạrạ na mgbe o di na onyo-na-ga ndi madu hụrụ si o di mkpà na obodo Ostraliya, o bu mgbe Hollwood túfùrù a ónu mgbe o mere oméka nke nkwádo na onyo-na-ga The Thin Red Line (1998) na What Lies Beneath (2000). Nke diri ya nke ukwu di na afọr 2002, mgbe omẹrẹ ka Éowyn na aka áto The Lord of the Rings. Mgbe ogẹ di nso, o rürü nke nlélé kpkpando na égwụrégwụ ngwa-enyo nke basiálá ubwá, Cashmere Mafia na enyo Ostraliya di ka In Her Skin na Blessed.