Mohammed Sanni Abdulkadir

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Mohammed Sanni Abdulkadir
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMohammed Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Febụwarị 1953 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
ụdị ọrụ yaosote onyeisi mahadum Dezie
ebe agụmakwụkwọBayero University Kano Dezie

Mohammed Sanni Abdulkadir Listen  (amụrụ n'abalị iri na isii Febrụwarị n'afọ 1953) bụ ọkammụta ma bụrụ onye osote onye isi nke anọ nke Mahadum Kogi State . Gọvanọ Kogi steeti bụ Captain Idris Ichalla Wada họpụtara Mohammed ka ọ were ọrụ n'aka Prof. Hassan S. Isah. [1] [2] [3]

Mohammed Sanni Abdulkadir
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereMohammed Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya16 Febụwarị 1953 Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụacademic Dezie
ụdị ọrụ yaosote onyeisi mahadum Dezie
ebe agụmakwụkwọBayero University Kano Dezie

Mohammed Sanni Abdulkadir Listen  (amụrụ n'abalị iri na isii Febrụwarị n'afọ 1953) bụ ọkammụta ma bụrụ onye osote onye isi nke anọ nke Mahadum Kogi State . Gọvanọ Kogi steeti bụ Captain Idris Ichalla Wada họpụtara Mohammed ka ọ were ọrụ n'aka Prof. Hassan S. Isah. [4] [5] [6]

Mmalite Ndụ na agụmakwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Mohammed na obodo Dekina, nke ọchịchị ime obodo dị na Steeti Kogi, Nigeria. Ọ malitere akwụkwọ praịmarị ya na ụlọ akwụkwọ praịmarị Native Authority na (1958 ruo 1966) ebe o mechara gaa n'ụlọ akwụkwọ Arab Central na Idah na (1967-1969). Ọ gara College of Arts and Islamic Studies, nke dị na Sokoto na (1970-1975) tupu ọ nweta akwụkwọ nnabata na ụlọ akwụkwọ praịmarị nke Abdullahi Bayero College (1976-1977). Mohammed nwetara nzere bachelọ, Masters na Doctorate na mmụta akụkọ ihe mere eme (1977-1990). [7]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ malitere ọrụ ya dị ka onye enyemaka gụsịrị akwụkwọ n'afọ (1981) na Mahadum Bayero wee ruo ọrụ n'ọkwa onye prọfesọ nke akụkọ ihe mere eme nke akụ na ụba (October 2000). Ọ jere ozi dịka onye isi ngalaba akụkọ ihe mere eme, osote onye isi ụlọ akwụkwọ postgraduate na Mahadum Bayero, Kano.

Mbipụta[dezie | dezie ebe o si]

Mohammed nwere akwụkwọ dị iche iche nke ọ bipụtara gụnyere akụkọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na nke akụ na ụba nke ala Igala, Central Nigeria na (1896 ruo 1939) .

Mmekọrịta[dezie | dezie ebe o si]

Ọ bụ onye otu otu ọkachamara dị iche iche nke gụnyere; Onye otu, National Universities Commission na kwa Historical Society of Nigeria.

Ihe nrite[dezie | dezie ebe o si]

O nwetara onyinye nturu ugo udo ndi mmadu n'afọ 2008. [ a chọrọ nkọwa ]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

Ọ lụọla nwanyị ma mụtakwa ụmụaka.

Edensibịa[dezie | dezie ebe o si]

  1. .:Mission, Vision & Core Values||Kogi State University (en-gb). www.ksu.edu.ng. Archived from the original on 31 March 2018. Retrieved on 11 April 2018.
  2. Template error: argument title is required.
  3. "Yahaya Bello directs VC to reopen Kogi varsity - QED.NG", QED.NG, 18 July 2016. Retrieved on 11 June 2018.
  4. .:Mission, Vision & Core Values||Kogi State University (en-gb). www.ksu.edu.ng. Archived from the original on 31 March 2018. Retrieved on 11 April 2018.
  5. Template error: argument title is required.
  6. "Yahaya Bello directs VC to reopen Kogi varsity - QED.NG", QED.NG, 18 July 2016. Retrieved on 11 June 2018.
  7. {{{title}}}. Retrieved on 11 April 2018.