Moji Olaiya

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Moji Olaiya
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria, Ȯra Ekiti Dezie
Aha enyereMoji Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Febụwarị 1975 Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya17 Mee 2017 Dezie
Ebe ọ nwụrụKánada Dezie
ihe kpatara ọnwụpuerperal disorders Dezie
ŃnàVictor Olaiya Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Moji Olaiya (27 February 1975 – 17 May 2017) was a Nigerian actress.[1]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ada Highlife musician Victor Olaiya, Moji Olaiya malitere orụ ya na ulụ orụ Wale Adenuga 's nke mere Super Story. [2] O putara na otutu ihe nkiri Nollywood nke emere na Yoruba na Bekee. [3] A ma ya maka ọrụ ya na ihe onyonyo dịka No Pains No Gains, nke o a ha ya na ịhe oyonyo ahu by Ireti, Sade Blade (2005), Nkan adun (2008) na Omo iya meta leyi (2009). O sokazi me ịhe oyonyo a na kpọ Agunbaniro . Na 2003 a họpụtara ya maka Reel Award Best Supporting Actress of the year, a ma turugo nke Best New Actress Award. [4]

N’afọ 2016, Olaiya wepụtara otu ihe nkiri, Iya Okomi, [5] bụ Foluke Daramola na Funsho Adeolu nke ga-amalite na Lagos na Julaị. [6]

Ndụ onwe[dezie | dezie ebe o si]

Olaiya lụrụ Bayo Okesola na 2007 ha mecha kewa. [7] [8] [9] Ọ bayere ba uka alakụba na 2014. [10] [11]

Olaiya wuru na ụbosi iri na asatọ to ọwa may afo 2017 an oria obi nke mere na obodo Canada ebe ọno muo nwa nke abua ya ọnwa nabo grar aga [12] Enịrị ya na ubosi asa na ọwa June afọ 2017 ka ndị uka alakuba si elị nmaduKpọpụta njehie: The opening <ref> tag is malformed or has a bad name

Ihe nyocha ihe ahọrọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Aje nile Olokun
  • Ojiji Aye
  • Apaadi
  • Omo Iya Meta leyi (2009)
  • Nkan adun (2008)
  • Sade Blade (2005)

Ntughari[dezie | dezie ebe o si]

 

Njikọ dị na mpụga[dezie | dezie ebe o si]

  1. Esho Wemimo. Moji Olaiya: Photos from her 40th birthday bash. The Pulse. Retrieved on 26 March 2015.
  2. "I was the breadwinner while my marriage lasted — Actress, Moji Olaiya", Nigerian Tribune. Retrieved on 26 March 2015.
  3. NONYE BEN-NWANKWO. "Fathia Balogun had nothing to do with my broken marriage – Moji Olaiya", The Punch.
  4. Moji Olaiya. Naij.com. Retrieved on 15 September 2016.
  5. Moji Olaiya’s movie "Iya Okomi" to premiere in July. Nigerian Pilot (31 July 2016). Archived from the original on 3 October 2016. Retrieved on 15 September 2016.
  6. Moji Olaiya’s movie to premiere in July. Pulse. Retrieved on 15 September 2016.
  7. Violence forced me out of Marriage. Modern Ghana (31 January 2014). Retrieved on 26 March 2015.
  8. Mary Jane Eze. I Can't remain in a violent marriage - Moji Olaiya. Codedwap.
  9. "Moji Olaiya left her husband because of domestic Violence", Nollywood magazine. Retrieved on 26 March 2015.
  10. Fabulous at 40! Fathia Balogun, Yomi Fash, Ronke Oshodi, Eniola Badmus, others party with Nollywood actress, Moji Olaiya (PHOTOS). YNaija. Retrieved on 26 March 2015.
  11. "Nollywood Yoruba Movie Actress Moji Olaiya Cries ‘enweghim onye obula ana akpo Alhaji mu na ya na akpa'", Daily Mail (Nigeria), 3 November 2014. Retrieved on 16 March 2015.
  12. Veteran Yoruba movie actress, Moji Olaiya, is dead | Premium Times Nigeria (en-GB) (2017-05-18). Retrieved on 2021-04-24.