Monsurat Sunmonu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Monsurat Sunmonu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoSunmonu Dezie
Aha enyereMonsurat Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya9 Eprel 1959 Dezie
Ebe ọmụmụOyo Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba, Bekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeAsụsụ Yoruba, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
ebe agụmakwụkwọLewisham College Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAll Progressives Congress, African Democratic Congress Dezie
Ụcha ime anyabrown Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Onye òtù nkeUK Border Agency Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Monsurat Olajumoke Sunmonu [1] bu Nigerian  Senator si ala Oyo State. Onochi teli anya ndi Oyo Central Senatorial District, na ebe ono nwe mmeri na ndorondoro wa me na 28 March 2015.[2] Senator Sunmonu bu onye isi Senate kommittee na Foreign Affairs. Nwayia bu gbu Speaker Oyo State House of Assembly, Nigeria. Mgbe ono na uno assembly obu onye otu nochitere anya Oyo East and Oyo West local governments. Nwayia bu nwanyi izizi bu Speaker na  Oyo State mbosi 10 June 2011.[3]

Mbido Ndu[dezie | dezie ebe o si]

Amu Monsurat Sunmonu na afor 1959, na onwa April, na Oyo, Oyo State nne na nnaya bu Alhaji Akeeb Alagbe Sunmonu and Alhaja Amudalat Jadesola Sunmonu (née Afonja). Amuru ya na nze ndi Oyo.[Tinye edensibịa]

Monsurat me agumakwukwo primary na Children’s Boarding School, Oshogbo (bu zi kapital ndi obodo Osun State, Nigeria).[Tinye edensibịa]

Monsurat je Ilora Baptist Grammar School, Ilora, Oyo State.

Monsurat ometshara ga Kwara State College of Technology ono me agumakwukuo ‘A’ levels.[Tinye edensibịa]

Monsurat ru na nkenke na Accounts Department nke ndi Property Development Corporation na Oyo state (bu zi Housing Corporation) na Bodija Ibadan, Oyo State tupu oji gawa zia UK na 1979.[Tinye edensibịa]

UK[dezie | dezie ebe o si]

Monsurat ga Holborn Law tutors we wete LL.B. Obia ga wa London School of Accountancy ebe ono mezu agumakwukwo iji weta nzere na insttitute of Chartered Secretaries & Administrators. Omesi gawa Lewisham College ebe on me nzere Business in Management Studies.[Tinye edensibịa]

Mgbe ogucha akwukwo, Monsura ru na nkenke na National Westminster Bank (NatWest) tupu oji wete olu na Government of the United Kingdom. Ebawa ka ono lu olu na UK Border Agency (UKBA), na okwa Detained Case Work Manager; okwa oji ru afor iri abuo.[Tinye edensibịa]

Mgbe onor UKBA, Monsurat me agumakwukwo  managerial na executive courses, obia bulu onye Naijiria izizi ha nye "higher security clearance" na Govanment ndi Britain.[Tinye edensibịa]

Monsurat gbago tere na okwa mba Britain; onwe nata Naijiria tupu ndorondoro 2011 ebe ono zor oche House Assembly ndi Oyo State, ebe ono gawa we me speaker[Tinye edensibịa]

Oyo State House of Assembly[dezie | dezie ebe o si]

Na afor 26 April 2011 Monsurat Sunmonu zoro oche na pati mbu: Action Congress of Nigeria (ACN) na Oyo East yana Oyo West na ime House of Assembly.[Tinye edensibịa]

Owetalu puku iri abuo na iri itolu na otu  na votes oji we melia na ndorondoro. Omeli na ward ili abua na Konstituency ebe onor meli onye People's Democratic Party (PDP) nor na ochichi; Moroof Atilola weta puku iri  nari anor na itolu (10,949) votes; onye ke Accord (Nigeria) (Accord) paty Muideen Olagunju weter puku iri nari isi, iri ator na isi (10,636) yana onye nke MPPP  Bimbo Aleshinloye weta puku abuo na iri asa na anor (2,274) votes. Ndi ozo nor na nwayia meli bu na ndorondoro bu Saheed Adejare onye CPC wete nari asairi ise na isi (756), Adetokunbo Ajayi onye NCP weta (nari abuo iri itolu na asa (297), Olaniran Abiodun onye Labour Party wete iri anor na isi (46) yana Awesu Tsaiwo onye ANPP weta  iri anor na ato (43).[Tinye edensibịa]

Monsurat Sunmonu was then nominated to be the Speaker of the House at its inauguration on 10 June 2011 she became the first female Speaker in the history of the Oyo State House of Assembly.[Tinye edensibịa]

References[dezie | dezie ebe o si]

  1. Archived copy. Archived from the original on 20 August 2011. Retrieved on 2011-09-04.CS1 maint: Archived copy as title (link) Archived copy. Archived from the original on 20 August 2011. Retrieved on 2011-09-04.
  2. Africa News. Archived from the original on 2016-12-04. Retrieved on 2018-11-10.
  3. Archived copy. Archived from the original on 20 August 2011. Retrieved on 2011-09-04.CS1 maint: Archived copy as title (link) Archived copy. Archived from the original on 20 August 2011. Retrieved on 2011-09-04.