Mr. P (singer)
| Ụdịekere | nwoke |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Aha ọmụmụ | Peter Okoye |
| Aha enyere | Peter |
| Aha ezinụlọ ya | Okoye |
| Ụbọchị ọmụmụ ya | 18 Novemba 1981 |
| Ebe ọmụmụ | Jos |
| Nwanne | Paul Okoye |
| Ọrụ ọ na-arụ | onye na-abụ abụ, YouTuber, singer-songwriter, onye na-emeputa ihe ndeko |
| Oge ọrụ ya (mmalite) | 2003 |
| Onye òtù nke | P-Square |
| Ụdị | rhythm and blues, Afrobeats, electronic dance music, R&B dị ugbu a |

Peter Okoye (amụrụ na 18 Nọvemba 1981), onye a maara nke ọma dị ka Mr P, bụ onye Naịjirịa na-agụ egwu.[1] Ọ ghọrọ onye ama ama n'afọ 2000 dị ka onye otu P-Square duo ya na ejima ya nwoke Rudeboy[2] ma n'afọ 2021 e nyere ya akara ugo mmụta Doctorate na Mahadum ESCAE dị na Benin Republic.[3][4]
Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Maazị P na ejima ya Rudeboy tolitere n'otu nnukwu ezinụlọ, na Jos na Plauteau Steeti, Naịjirịa. A mụrụ ya n'ezinụlọ Josephine Okoye na Mazi Moses Okoye .[5]
Peter na nwanne ya nwoke Paul sonyeere ụlọ akwụkwọ egwu na ihe nkiri, ebe ha malitere ịgba egwu, ịbụ abụ ma na-eme egwu nke onye na-ese ihe a ma ama dị ka MC Hammer, Bobby Brown na Michael Jackson.[6]
Ọrụ naanị ya
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2017, a gbahapụrụ P-Square ma ndị otu egwu abụọ ahụ kewara.[7][8] Mr P bu ụzọ wepụta egwu ya akpọrọ "For My Head", "Cool It Down" n'afọ 2017.[9]
N'afọ 2018, Maazị P na Nyanda nke Brick & Lace rụkọrọ ọrụ n'otu egwu akpọrọ "Wokie Wokie". [isi iyi dị N'afọ 2021, Maazị P hiwere akara ndekọ nke ya nke a na-akpọ PClassic Label, akara ahụ bịanyere aka na onye na-eme ihe ike na onye na-egwu egwu DJ Switch na 2021, o wepụtara abọm izizi iri na isii akpọrọ, The Prodigal nke gosipụtara Tiwa Savage, Simi, Teni, Wande Coal, Tamar Braxton, Singah, Mohombi, DJ Switch[10], na OvieKelz.[11][12][13]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2013, Peter Okoye na enyi ya nwanyị n'oge ahụ, Lola Omotayo nabatara nwa ha nwanyị Aliona n'ụlọ ọgwụ San Francisco na United States.[14] N'abalị iri na asaa n'ọnwa Nọvemba afọ 2013, ha abụọ lụrụ di na nwunye na Ark dị na Lekki, Lagos, Nigeria.[15]
Nkwekọrịta nkwado
[dezie | dezie ebe o si]Na June 16, 2016, e mere Maazị P onye nnọchi anya ụgbọala Kia.[16] E mekwara Maazị P onye nnọchi anya maka mmiri ara ehi Olympic, nke Nutricima limited mepụtara.[17] Peter hiwere ihe ngosi TV nke akpọrọ Dance with Peter nke Globacom Telecommunication Limited kwadoro.[18] N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2021, ekpughere ya dị ka onye nnọchi anya Adidas, ụlọ ọrụ na-emepụta ihe nke na-ahụ maka akpụkpọ ụkwụ, uwe na ngwa.[19]
Ndetu
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Obinna (2020-12-19). "Mr P (Peter Okoye) Biography: Early life, PSquare, solo career and facts". Sidomex Entertainment (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-07-29.
- ↑ Stets, Regina (2020-11-20). "Peter Okoye's biography and solo career". Legit.ng (in Bekee). Retrieved 2021-07-29.
- ↑ Ekaete, Bassey (2021-06-25). "Mr P bags honorary doctorate degree | The Nation Nigeria". The Nation (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-07-29.
- ↑ Edeme, Victoria (2021-06-24). "Benin Republic varsity confers honorary doctorate on singer Mr P". The Punch (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-07-29.
- ↑ Muoka, Chidera (2017-11-19). "Mr P: Singer, Dancer, Family Man". The Guardian (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-07-29. Retrieved 2021-07-29.
- ↑ Katsikas, Paula (2013-07-30). "P-Square's 'Personally' Tribute To Michael | Michael Jackson World Network". The Michael Jackson World Network (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-07-29.
- ↑ Durosomo, Damola (September 26, 2017). "Here's What We Know About P-Square's Absurdly Messy Breakup". OkayAfrica. Archived from the original on September 27, 2017. Retrieved March 2, 2022.
- ↑ Awojulugbe, Oluseyi (2016-03-14). "PSquare's Peter goes solo... after 19 years". TheCable (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-07-29.
- ↑ "Mr. P - For My Head". DCLeakers.com (in Bekee ndị America). 2017-11-20. Retrieved 2021-07-29.
- ↑ "Peter Okoye signs new artist on label P Classic Records". Vanguard. December 18, 2017. Retrieved March 2, 2022.
- ↑ "Mr P Teams Up With Nyanda Of Brick & Lace For 'Wokie Wokie' (Video)". Concise News (in Bekee ndị America). 2018-08-24. Archived from the original on 2021-07-29. Retrieved 2021-07-29.
- ↑ Ige, Tofarati (2021-04-03). "Mr P releases debut solo album 'Prodigal'". The Punch (in Bekee ndị America). Retrieved 2021-07-29.
- ↑ Okirike, Nnamdi (2021-05-17). "Mr. P Sets Out To Blaze His Own Trail With 'The Prodigal'". OkayAfrica (in Bekee). Retrieved 2021-07-29.
- ↑ "Peter Okoye of PSquare gets hitched!". PM News Nigeria (in Bekee ndị America). 2013-01-22. Retrieved 2022-01-31.
- ↑ "Peter Okoye of PSquare gets hitched!". Capital FM (in Bekee ndị America). 2013-11-20. Retrieved 2022-01-31.
- ↑ Bridget (2016-06-16). "Peter Okoye Signs New Deal With KIA". The Guardian (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2021-08-28. Retrieved 2021-08-28.
- ↑ Dawodu, Adebayo (October 25, 2014). "P-Square's Peter Okoye Opens Up On His Deal As Olympic Milk Brand Ambassador". The Nigerian Voice. Retrieved March 2, 2022.
- ↑ "Glo Dance with Peter: Kelvin, Miracle, 3 others on probation". Vanguard News (in Bekee ndị America). 2015-12-06. Retrieved 2021-08-28.
- ↑ "China and EU sign landmark climate deal". doi:10.1163/9789004322714_cclc_2015-0174-008. Retrieved 2021-08-28.
{{cite cite journal}}: Cite journal requires|journal=(help)