Musibau Adewunmi Akanji
Musibau Adewunmi Akanji
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Musbau Adewumi Akanji |
Aha enyere | Musbau |
aha ezinụlọ ya | Akanji |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 4 Jenụwarị 1953 |
Ebe ọmụmụ | Offa |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba |
Ọrụ ọ na-arụ | academic, biochemist, researcher |
onye were ọrụ | Federal University of Technology Minna |
ebe agụmakwụkwọ | Mahadum Obafemi Awolowo, Mahadum nke Ibadan |
ogo mmụta | Doctor of Philosophy |
isi agụmakwụkwọ | biochemistry |
affiliation | Mahadum nke Ilorin |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Onye òtù nke | Nigerian Academy of Science |
Ihe nrite | Fellow of the Nigerian Academy of Science |
Musbau Adewumi Akanji bụ onye agụmakwụkwọ Naijiria, onye Biochemist na onye bụbu osote onye isi nke Federal University of Technology, Minna.
Mbido ndụ na ọrụ[dezie | dezie ebe o si]
A mụrụ Musbau Adewumi Akanji na 4 Jenụwarị 1953 ọ malitere agụmakwụkwọ ya na Offa Grammar School, Offa site na 1965 ruo 1969 wee gaa n'ihu na A-Levels ya na Olivet Baptist High School, Oyo site na 1970 ruo 1971 nwetara akara ugo mmụta mbụ ya, BSc, na Mahadum Ibadan, Ibadan site na 1972 ruo 1975 ọ nwetara MSc na PhD ya na Mahadụ Ife, Ile-Ife. [2] (nke bụzi Mahadum Obafemi Awolowo) site na 1979 ruo 1981 na 1983 ruo 1986 n'otu n'otu.
Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]
- ↑ Musbau adewumi akanji.
- ↑ NGP KYG: Professor Musbau Adewumi sikeAkanji. kyg.nigeriagovernance.org. Retrieved on 8 April 2018.